Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya


Akwụkwọ na Vidio Ndị Dị ná Nkebi nke 2

Akwụkwọ na Vidio Ndị Dị ná Nkebi nke 2

 13 Otú Okpukpe Ụgha Si Emechu Chineke Ihu

Ihe Ndị Chọọchị Mere Mgbe A Na-alụ Agha Ụwa nke Abụọ (2:22)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 14 Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Chineke Nabata Ofufe Anyị?

Eziokwu Mere Ka O Nwere Onwe Ya (5:16)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Jehova Lekọtara M (3:07)

 15 Ònye Bụ Jizọs?

Jizọs Kraịst Ọ̀ Bụ Chineke? (3:22)

Jizọs Mezuru Amụma (3:03)

‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’​—Nke Mbụ (35:24)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 16 Gịnị Ka Jizọs Mere Mgbe Ọ Nọ n’Ụwa?

Jizọs Gwọrọ Otu Nwaanyị (5:10)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 17 Olee Ụdị Onye Jizọs Bụ?

Vidio Si na Vidio Bụ́ “A Na-aka Enwe Obi Ụtọ n’Inye Ihe” (4:00)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 18 Otú E Si Amata Ezigbo Ndị Kraịst

Otú Ndị Kraịst Adịgboroja Si Malite (5:11)

Ike Okpukpe Gwụrụ M (5:20)

Ọ Nọchiri Ka E Gbuo Ya Kama A Ga-egbu Nwanna Ya (2:55)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Olee Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ? (1:13)

 19 Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ezigbo Ndị Kraịst?

Otú E Si Maliteghachi Ịkụzi Eziokwu Dị na Baịbụl (7:45)

Aha Anyị Na-egosi Ndị Anyị Bụ (2:40)

Mkpamkpa Ajọ Oké Ifufe Kpara na Heiti (5:29)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Ndị Chineke Na-eto Aha Ya (7:08)

 20 Otú E Si Hazie Ọgbakọ Ndị Kraịst

Ndị Okenye Na-ebute Ụzọ! (7:39)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Otú Nleta Onye Nlekọta Sekit Na-adị n’Ime Obodo (4:51)

 21 Olee Otú E Si Na-ekwusa Ozi Ọma?

Ikwusa Ozi Ọma “n’Ebe Kasị Anya n’Ụwa” (7:33)

Iji Ihe Iwu Kwuru Agbachitere Ozi Ọma (2:28)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Otú E Si Kụziere Ndị Gbara Ọsọ Ndụ Eziokwu Baịbụl (5:59)

Obi Dị M Ụtọ na M Ji Ozi Jehova Mere Ọrụ (6:29)

 22 Olee Otú Ị Ga-esi Na-ekwusa Ozi Ọma?

M Rịọrọ Jehova n’Ekpere Ka O Mee Ka M Kata Obi (4:05)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Otú E Nwere Ike Isi Nye Mmadụ Kaadị JW.ORG (1:43)

Jehova Ga-enyere Gị Aka Ịkata Obi (11:59)

 23 Ime Baptizim Ga-abara Gị Ezigbo Uru

Otú Ị Ga-esi Bụrụ Enyi Jehova (1:11)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 24 Olee Ihe Bụ́ Eziokwu Gbasara Ndị Mmụọ Ozi?

“Na-eguzogidenụ Ekwensu” (5:02)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 25 Gịnị Ka Chineke Bu n’Obi Kee Anyị?

Vidio si na vidio bụ́ Gịnị Mere Chineke Ji Kee Ụwa? (1:41)

M Mụtara Ihe Mere Chineke Ji Kee Anyị (5:03)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Ndụ M Enweela Isi Ugbu A (3:55)

 26 Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme, Ndị Mmadụ Anatakwa Ahụhụ?

Ònye Na-achị Ụwa? (1:24)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Anọghịzi M Naanị M (5:09)

 27 Olee Otú Ọnwụ Jizọs Ga-esi Zọpụta Anyị?

Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ?​—Nke 1 (2:01)

Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ?​—Nke 2 (2:00)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 28 Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ihe Jehova na Jizọs Meere Gị

Na-echeta Ọnwụ Jizọs (1:41)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

O Ji Ahụ́ Ya Sọpụrụ Jehova (9:28)

 29 Gịnị Na-eme Anyị ma Anyị Nwụọ?

Vidio si na vidio bụ́ Gịnị Na-eme Ndị Mmadụ ma Ha Nwụọ? (1:19)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 30 Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ Ga-adị Ndụ Ọzọ

Jizọs Kpọlitere Lazarọs n’Ọnwụ (1:16)

Olee Otú Olileanya Mbilite n’Ọnwụ Si Eme Ka Anyị Nwee Obi Ike? (3:21)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Ihe Ga-enyere Gị Aka Idi Ọnwụ Onye Ị Hụrụ n’Anya (5:06)

Àjà Mgbapụta Jizọs (2:07)

 31 Bụ Alaeze Chineke?

Vidio si na vidio bụ́ Gịnị Bụ Alaeze Chineke? (1:41)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Ndị Na-akwado Alaeze Chineke (1:43)

 32 Alaeze Chineke Na-achị Achị Ugbu A

Alaeze Chineke Malitere Ịchị n’Afọ 1914 (5:02)

Ụwa Agbanweela Kemgbe Afọ 1914 (1:10)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

 33 Ihe Alaeze Chineke Ga-emere Anyị

Jizọs Gosiri Ihe Alaeze Chineke Ga-emere Anyị (1:13)

Hụperetụ Ihe Ọma Ndị Ga-eme n’Ọdịnihu (4:38)

IHE Ị GA-ELEBAKWU ANYA

Hụ Onwe Gị na Paradaịs (1:50)