Gaa n'Isiokwu

Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara

Chọpụta otú e si kọwaa ụfọdụ amaokwu Baịbụl ndị mmadụ ma nke ọma. Chọpụtakwa ihe ndị gbara amaokwu Baịbụl ndị ahụ gburugburu mgbe ị na-agụ ha. Ntụaka etiti peeji na ihe e dere n’ala ala peeji ga-enyere gị aka ịghọtakwu ha nke ọma.

Ebe A Kọwara Jenesis 1:1​—‘Na mbụ, Chineke Kere Eluigwe na Ụwa’

Olee eziokwu abụọ dị ezigbo mkpa amaokwu mbụ a dị na Baịbụl mere ka ha doo anya?

Ebe A Kọwara Ọpụpụ 20:12​—“Sọpụrụ Nne Gị na Nna Gị”

Chineke kwuru na ya ga-emere ndị rubere isi n’iwu a ihe. Nkwa a o kwere bụ ihe ọzọ mere anyị kwesịrị iji rube isi.

Ebe A Kọwara Joshụa 1:9​—‘Nwee Obi Ike, Dịkwa Ike’

Olee otú ị ga-esi enwe obi ike, ma dị ike n’agbanyeghị nsogbu ọ bụla bịaara gị?

Ebe A Kọwara Abụ Ọma 23:4​—“Asị na Ejem Ije na Ndagwurugwu Onyinyo Ọnwụ”

Olee otú Chineke si echebe ndị na-efe ya ọbụnadị mgbe o yiri ka nke ha na-eme ọ̀ gwụla?

Ebe A Kọwara Abụ Ọma 37:4​—‘Ka Ihe Jehova Tọọkwa Gị Ụtọ’

Olee otù abụ ọma a si enyere anyị aka ịma ihe nakwa ịbụ ụdị ndị Chineke na-anabata?

Ebe A Kọwara Abụ Ọma 46:10​—“Nọrọ Jụụ ma Mara na M Bụ Chineke”

Amaokwu a ọ̀ putara nnọọ ka ndị mmadụ nọrọ jii na chọọchị?

Ilu 17:17—“Enyi Nwere Ịhụnanya Mgbe Niile”

Ilu kọwara nnọọ otú ezigbo enyi si eme.

Ebe A Kọwara Aịzaya 40:31​—“Ndị Nwere Olileanya na Jehova Ga-enyere Ha Aka Ga-enwetaghachi Ike”

Olee ihe mere Akwụkwọ Nsọ ji jiri otú ugo si efe nke ọma tụnyere onye Chineke na-enye ike?

Ebe A Kọwara Aịzaya 41:10—​“Atụla Egwu, n’Ihi na M Nọnyeere Gị”

Jehova kwuru ụzọ ihe atọ iji mesie ndị ya obi ike na ya ga na-akwado ha.

Ebe A kọwara Matiu 6:34​—“Ụnụ Echegbula Onwe Ụnụ Banyere Echi”

Ihe Jizọs na-ekwu abụghị na anyị ekwesịtụdịghị ime atụmatụ maka echi.

Ebe A Kọwara Mak 1:15​—“Alaeze Chineke Abịala Nso”

Ihe Jizọs na-ekwu ọ̀ bụ na Alaeze ahụ amalitela ịchị?

Ebe A Kọwara Jọn 1:1​—“Okwu Ahụ Nọ ná Mmalite”

Akwụkwọ Nsọ kọọrọ anyị ọtụtụ ihe gbasara ndụ Jizọs Kraịst dịrị n’eluigwe tupu ya aghọọ mmadụ bịa n’ụwa.

Ebe A Kọwara Jọn 3:16​—‘N’ihi na Chineke Hụrụ Ụwa n’Anya Otú A’

Olee otú Jehova Chineke si gosi na ọ hụrụ onye ọ bụla n’ime anyị n’anya nakwa na ọ chọrọ ka anyị dịrị ndụ ebighị ebi?

Ebe A Kọwara Jọn 15:13​—“Ọ Dịghị Onye Ọ Bụla Nwere Ịhụnanya Karịrị nke A Ukwuu”

Olee otú ndị na-eso ụzọ Jizọs ga-esi hụ ndị ọzọ n’anya otú Jizọs hụrụ ha?

Ebe A Kọwara Jọn 16:33​—“Emeriela M Ụwa”

Olee otú ihe Jizọs kwuru si mesie ndị na-eso ụzọ ya obi ike na ha ga-emeli ihe dị Chineke mma?

Ebe A Kọwara Ndị Rom 10:13​—“Na-akpọku Aha Onyenwe Anyị”

Chineke na-enye mmadụ niile ohere ka a zọpụta ha nakwa ka ha dịrị ndụ ebighị ebi n’agbanyeghị ebe onye ahụ si, asụsụ ya, ma ọ bụ ọkwá ya.

A Kọwara Ndị Galeshia 6:9​—“Ka Ike Ghara Ịgwụ Anyị n’Ime Ihe Ọma”

Olee uru Ndị Kraịst na-akwụsịghị ime ihe ọma ga-erite?

Ebe A Kọwara Ndị Filipaị 4:​6, 7​—“Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ bụla”

Olee ụdị ekpere ndị nwere ike inyere ndị na-efe Chineke aka, meekwa ka obi ruo ha ala?

Ebe A kọwara Ndị Filipaị 4:13​—‘Enwere M Ike Ime Ihe Niile Site n’Inyeaka Kraịst’

Gịnị ka Pọl onyezi bu n’obi mgbe o kwuru na onye ahụ nke na-eme ka ọ dị ike na-enye ya ike “n’ihe niile”?

Ebe A Kọwara 2 Timoti 1:7​—“Chineke Enyeghị Anyị Mmụọ Nke Ụjọ”

Olee otú Chineke ga-esi enyere mmadụ aka ịkata obi mee ihe dị mma?

Ebe A kọwara Ndị Hibru 11:1​—“Okwukwe Bụ Inwe Ntụkwasi Obi Na Ihe Anyị Na-ele Anya Ya Ga-Emezu”

Olee otú ezigbo okwukwe siruru n’ike, oleekwa otú ọ dịruru ná mkpa?

Ebe A Kọwara Mkpughe 21:1​—“Eluigwe Ọhụrụ na Ụwa Ọhụrụ”

Gịnị ka Baịbụl kwuru ga-enyere anyị aka ịma ihe amaokwu a na-ekwu?

Ebe A Kọwara Mkpughe 21:4​—“Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile dị ha n’anya”

Amaokwu a kwuru banyere ọmarịcha nkwa Chineke ga-emezu n’ọdịnihu.