IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Inwe Okwukwe na Chineke

Igbo
Inwe Okwukwe na Chineke
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011580/univ/art/1011580_univ_sqr_xl.jpg

Inwe Okwukwe na Chineke

Okwukwe na-akpa ezigbo ike. O nwere ike ime ka ị na-eme ezi ihe, mee ka obi sie gị ike ugbu a, meekwa ka i jide n’aka na ihe ndị ị na-atụ anya ha ga-emezu. Baịbụl ga-enyere gị aka, a sịgodị na o nwetụbeghị mgbe i kweere na Chineke, ma ọ bụ na i nweghịzi okwukwe, ma ọ bụkwanụ na ị chọrọ ime ka okwukwe gị sikwuo ike.

ỤLỌ NCHE

Ànyị Ga-amatali Chineke?

Ihe ndị anyị na-agaghị amatali gbasara Chineke nwedịrị ike inyere gị aka ịmata Chineke nke ọma.

ỤLỌ NCHE

Ànyị Ga-amatali Chineke?

Ihe ndị anyị na-agaghị amatali gbasara Chineke nwedịrị ike inyere gị aka ịmata Chineke nke ọma.

Ṅomie Okwukwe Ha​—Ụmụ Nwoke na Ụmụ Nwaanyị Ndị A Kọrọ Akụkọ Ha na Baịbụl