Gaa n'Isiokwu

Ụlọ Nche na Teta!

Anyị na-ebipụta magazin anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’ọtụtụ narị asụsụ, asụsụ ndị ogbi sokwa na ha. I nwekwara ike isi ebe a danloduo ha. Ụlọ Nche na-eme ka anyị mara otú ihe na-eme n’ụwa si emezu amụma Baịbụl. Ọ na-akọrọ ndị mmadụ na Alaeze Chineke ga-ewepụ nsogbu ha niile, na-emekwa ka ndị na-agụ ya nwee okwukwe na Jizọs Kraịst. Teta! na-akọrọ anyị otú anyị nwere ike isi die nsogbu ndị anyị na-enwe taa. Ọ na-emekwa ka obi sie anyị ike na Chineke ga-eme ka ụwa ghọọ paradaịs ebe udo ga-adị, obi eruokwa mmadụ niile ala.

 

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ọgọst 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Ọktoba 7 ruo Nọvemba 10, 2024.

TETA!

Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka

Ihe Baịbụl kwuru na-akasi ndị mmadụ nwụnahụrụ obi, na-eme ka ha nwee olileanya, o kwukwara ihe ndị ga-enyere ha aka idi ya.

OTÚ O SI EGOSI YA

TETA!

TETA!

TETA!

TETA!

TETA!

ỤLỌ NCHE

ỤLỌ NCHE

ỤLỌ NCHE

ỤLỌ NCHE

ỤLỌ NCHE

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ