Ajụjụ Ndị A Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova

Ihe Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga Ozi Ọma Ọ̀ Bụ Ka E Jiri Maka Ya Zọpụta Ha?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe anyị kweere gbasara nzọpụta na ihe mere Chineke ga-eji azọpụta anyị.

Ihe Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga Ozi Ọma Ọ̀ Bụ Ka E Jiri Maka Ya Zọpụta Ha?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe anyị kweere gbasara nzọpụta na ihe mere Chineke ga-eji azọpụta anyị.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Akpọ Ebe Ha Na-anọ Amụ Ihe Chọọchị?

Gụọ ihe a ka ị mata otú e si nweta aha ahụ bụ́ “Ụlọ Nzukọ Alaeze Ndịàmà Jehova” na ihe mere anyị ji kpọwa ebe anyị na-anọ amụ ihe aha a.

Ndịàmà Jehova Hà Na-enye Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri?

È nwere ego ole iwu ji Onyeàmà Jehova ọ bụla ịna-enye n’onyinye?

Gịnị Ka Ndịàmà Jehova Kweere?

Chọpụta ihe ụfọdụ banyere ihe iri na ise só n’ihe bụ́ isi anyị kweere.

Ndịàmà Jehova Hà Kweere na Jizọs?

Chọpụta ihe mere o ji dị mkpa ka ezigbo Ndị Kraịst nwee okwukwe na Jizọs.

Ndịàmà Jehova Hà Chere na Ọ Bụ Naanị Ha Na-ekpere Chineke Otú Ọ Chọrọ?

Jizọs ò kwuru na a ga-azọpụta onye si ụzọ ọ bụla masịrị ya na-efe Chineke?

Ndịàmà Jehova Hà Na-akwanyere Ndị Chọọchị Ọzọ Ùgwù?

Chọpụta otú ịkwanyere ndị ọzọ ùgwù si soro n’ihe e ji ama ezigbo Ndị Kraịst.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Ekwe Ka A Mịnye Ha Ọbara?

E nwere ihe ndị na-abụghị eziokwu ndị mmadụ na-ekwu gbasara Ndịàmà Jehova na ịmịnye mmadụ ọbara. Gụọ ihe a ka ị mata ihe anyị kweere n’ihe gbasara ịmịnye mmadụ ọbara.

Ndịàmà Jehova Hà Kweere na E Ji Ụbọchị Isii Nkịtị Kee Ihe Niile Puku Afọ Ole na Ole Gara Aga?

Ị̀ ma na ihe ndị ụfọdụ kweere na e ji abalị isii nkịtị kee ihe na-ekwu adabaghị n’ihe Baịbụl kwuru?

Ndịàmà Jehova Hà Kweere n’Agba Ochie?

È nwere ebe merela ochie na Baịbụl? Gụọ ihe a ka ị hụ uru Ndị Kraịst ga-erite ma ha gụọ akụkọ na ndụmọdụ ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ Hibru.

Ndịàmà Jehova Hà Agbanweela Ihe E Dere na Baịbụl Ka Ọ Daba n’Ihe Ha Kweere?

Chọpụta n’onwe gị ma ihe ndị ha kweere ọ̀ bụkwa eziokwu.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Eji Obe Ekpere Chineke?

Anyị bụ Ndị Kraịst, ma anyị anaghị eji obe efe Chineke. Gịnị kpatara ya?

Ndịàmà Jehova na Ndị Nọ n’Okpukpe Dị Iche Iche Hà Na-efekọ Chineke Ọnụ?

Olee ihe ndị Baịbụl kwuru na-enyere ha aka ịza ajụjụ a?

Gịnị Mere Unu Ji Aza Ndịàmà Jehova?

Chọpụta ebe anyị si nweta aha anyị na-aza.

Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?

Gụọ banyere otú anyị si amata ole anyị dị.

Ònye Malitere Ọgbakọ Ndịàmà Jehova?

Chọpụta ihe mere ọ bụghị Charles Taze Russell malitere ọgbakọ Ndịàmà Jehova.

Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Enweta Ego Ha Ji Arụ Ọrụ Ha?

Ọ bụghị otú ọtụtụ chọọchị si enweta ego ka anyịnwa si enweta ego.

Ndịàmà Jehova Hà Na-enye Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri?

È nwere ego ole iwu ji Onyeàmà Jehova ọ bụla ịna-enye n’onyinye?

Ndịàmà Jehova Hà Nwere Ndị Pastọ?

Ànyị nwere ndị pastọ? Ole ndị na-eje ozi n’ọgbakọ anyị?

Ụmụ Nwaanyị Ndịàmà Jehova Hà Na-ekwusa Ozi Ọma?

Ụmụ nwaanyị Ndịàmà Jehova hà na-eso ekwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa n’ụwa niile?

Olee Otú E Si Hazie Ọgbakọ Ndịàmà Jehova?

Chọpụta otú e si hazie ọgbakọ anyị nakwa ndị na-esi na Baịbụl ewepụta ihe ndị a na-akụziri anyị.

Olee Otú E Si Hazie Òtù Na-achị Isi?

Ndị só n’Òtù Na-achị Isi hà bụ ndị isi Ndịàmà Jehova?

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga n’Ụlọ Ndị Mmadụ Ezi Ha Ozi Ọma?

Chọpụta ihe Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-eme.

Ihe Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga Ozi Ọma Ọ̀ Bụ Ka E Jiri Maka Ya Zọpụta Ha?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe anyị kweere gbasara nzọpụta na ihe mere Chineke ga-eji azọpụta anyị.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Ezi Ndị Chọọchị Ọzọ Ozi Ọma?

Gịnị mere anyị ji ezi ndị chọọchị ọzọ ozi ọma?

Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

Anyị na gị mụwa Baịbụl, i nwere ike iji nsụgharị Baịbụl ọ bụla na-amasị gị. I nwere ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro na-amụ ya.

Ndịàmà Jehova Hà Na-aga Ekwusa Ozi Ọma ná Mba Ọzọ?

Ole ndị na-aga mba ọzọ ekwusa ozi ọma, oleekwa ihe mere ha ji eme ya? Ò nwere ndị a na-azụ maka ya?

Ụmụ Nwaanyị Ndịàmà Jehova Hà Na-ekwusa Ozi Ọma?

Ụmụ nwaanyị Ndịàmà Jehova hà na-eso ekwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa n’ụwa niile?

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Akpọ Ebe Ha Na-anọ Amụ Ihe Chọọchị?

Gụọ ihe a ka ị mata otú e si nweta aha ahụ bụ́ “Ụlọ Nzukọ Alaeze Ndịàmà Jehova” na ihe mere anyị ji kpọwa ebe anyị na-anọ amụ ihe aha a.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Eji Obe Ekpere Chineke?

Anyị bụ Ndị Kraịst, ma anyị anaghị eji obe efe Chineke. Gịnị kpatara ya?

Gịnị Mere Otú Ndịàmà Jehova Si Eme Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Ji Dị Iche n’Otú Chọọchị Ndị Ọzọ Si Eme Ya?

A na-akpọkwa Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ndịàmà Jehova ejighị ya egwu egwu. Tụlee ihe Baịbụl kwuru gbasara ya.

Ndịàmà Jehova na Ndị Nọ n’Okpukpe Dị Iche Iche Hà Na-efekọ Chineke Ọnụ?

Olee ihe ndị Baịbụl kwuru na-enyere ha aka ịza ajụjụ a?

Ndịàmà Jehova Hà Nwere Baịbụl nke Ha?

Ọ bụrụ na i jiri Baịbụl dị iche iche na-amụ ihe, ọ ga-abara gị ezigbo uru. O nwere ihe atọ dị mkpa mere Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ kwesịrị iji soro na Baịbụl ndị i ji amụ ihe.

Ndịàmà Jehova Hà Agbanweela Ihe E Dere na Baịbụl Ka Ọ Daba n’Ihe Ha Kweere?

Chọpụta n’onwe gị ma ihe ndị ha kweere ọ̀ bụkwa eziokwu.

Ndịàmà Jehova Hà Kweere n’Agba Ochie?

È nwere ebe merela ochie na Baịbụl? Gụọ ihe a ka ị hụ uru Ndị Kraịst ga-erite ma ha gụọ akụkọ na ndụmọdụ ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ Hibru.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Kpebie na Ha Agaghị Eso Na-eme Ihe Ndị E Ji Eto Mba?

Hà chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha kwuru ka a ga na-eme n’obodo ma ọ bụ n’ọchịchị?

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Aga Agha?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha anaghị ekwe aga agha. Gụọ ihe a ka ị hụ ihe kpatara ya.

Ndịàmà Jehova Hà Na-agbatara Ndị Mmadụ Ọsọ Enyemaka Ma E Nwee Ọdachi?

Gụọ ihe a ka ị hụ otú anyị si enyere Ndịàmà Jehova ibe anyị na ndị ọzọ aka ma e nwee ọdachi.

Ndịàmà Jehova Hà Na-aga Ụlọ Ọgwụ?

Ụfọdụ ndị chere na Ndịàmà Jehova anaghị aga ụlọ ọgwụ ma ọ bụ aṅụ ọgwụ. Ọ̀ bụ eziokwu?

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Ekwe Ka A Mịnye Ha Ọbara?

E nwere ihe ndị na-abụghị eziokwu ndị mmadụ na-ekwu gbasara Ndịàmà Jehova na ịmịnye mmadụ ọbara. Gụọ ihe a ka ị mata ihe anyị kweere n’ihe gbasara ịmịnye mmadụ ọbara.

Ndịàmà Jehova Hà Na-etisa Ezinụlọ Ka Ha Na-eme Ka Ezinụlọ Dịrị n’Udo?

A na-ebo Ndịàmà Jehova ebubo mgbe ụfọdụ na ha na-etisa ezinụlọ. Ma n’eziokwu eziokwu, ọ̀ bụ Ndịàmà Jehova na-akpata nsogbu n’ezinụlọ?

Ndịàmà Jehova Hà Tiri Iwu Gbasara Otú Nwoke na Nwaanyị Ga-esi Na-akpa Tupu Ha Alụọ?

Nwoke na nwaanyị ịkpa tupu ha alụọ ọ̀ bụ ihe eji egwu egwu, ka è nwere ihe ọ pụtara?

Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Ewere Ịgba Alụkwaghịm?

Ndịàmà Jehova hà na-enyere ndị nwere nsogbu n’alụmdi na nwunye ha aka? Ndị okenye hà na-akwado Onyeàmà chọrọ ịgba alụkwaghịm?

Ndịàmà Jehova Hà Na-agwa Ndị Òtù Ha Aha Fim, Akwụkwọ, na Egwú Ndị Ha Ga-ezere?

Olee ihe ndị Baịbụl kwuru Onye Kraịst ga-eleba anya na ha tupu ya ahọrọ ụdị ihe ọ ga-eji atụrụ ndụ?

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Eme Ememme Ụfọdụ?

Gụọ gbasara ajụjụ atọ dị mkpa banyere Ndịàmà Jehova na ime ememme.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Agba Krismas?

Ọtụtụ ndị na-agba Krismas n’agbanyeghị na ha ma otú o si malite. Gụọ ihe a ka ị mata ihe mere Ndịàmà Jehova anaghị agba Krismas.

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Agba Ista?

Ọtụtụ ndị weere Ista ka ememme Ndị Kraịst. Olee ihe mere Ndịàmà Jehova anaghị agba ya?

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Eme Ememme Ncheta Ụbọchị Ọmụmụ?

Lee ihe anọ mere Chineke anaghị anabata ememme ụbọchị ọmụmụ.

Olee Otú Agbamakwụkwọ Ndịàmà Jehova Na-adị?

Otú otu onye si mee agbamakwụkwọ ya nwere ike ịdị iche n’otú onye ọzọ si mee nke ya, ma e nwere otu ihe dị mkpa na-anaghị adị iche.

Gịnị Mere Otú Ndịàmà Jehova Si Eme Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Ji Dị Iche n’Otú Chọọchị Ndị Ọzọ Si Eme Ya?

A na-akpọkwa Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ndịàmà Jehova ejighị ya egwu egwu. Tụlee ihe Baịbụl kwuru gbasara ya.

Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Kraịst?

Biko, legodị ihe ụfọdụ mere anyị ji dị iche na chọọchị ndị na-ekwu na ha bụ Ndị Kraịst.

Ndịàmà Jehova Hà Bụ Ndị Protestant?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe abụọ mere Ndịàmà Jehova ji dị iche n’okpukpe ndị ọzọ na-abụghị okpukpe Katọlik.

Okpukpe Ndịàmà Jehova Ọ̀ Bụ Okpukpe Ndị Amerịka?

Gụọ ihe anọ e kwuru banyere ọgbakọ Ndịàmà Jehova.

Ndịàmà Jehova Hà So Na-ekwu Ka E Nwee Ọchịchị Ndị Juu?

Ihe niile anyị kweere si na Baịbụl. Baịbụl anaghịkwa ekwu na e nwere obodo ka ibe ya mma.

Ndịàmà Jehova Hà Nọ n’Òtù?

Gụọ ihe a ka ị mata ihe abụọ ndị mmadụ na-ekwu na òtù pụtara, na nke bụ́ eziokwu banyere Ndịàmà Jehova.

Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?

Gụọ banyere otú anyị si amata ole anyị dị.

Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Bụrụ Onyeàmà Jehova?

Matiu 28:19, 20 kwuru ihe atọ mmadụ ga-eme ka o wee bụrụ Onyeàmà Jehova.

Ndịàmà Jehova Hà Na-agbara Ndị Na-abụghịzi Ndị Òtù Ha Ọsọ?

Mgbe ụfọdụ, ọ na-adị mkpa ka a chụpụ mmadụ n’ọgbakọ anyị, o nwekwara ike inyere onye ahụ aka ka ọ lọghachi.