IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Igbo
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011202/univ/art/1011202_univ_sqr_xl.jpg

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Olee ihe Baịbụl na-akụzi? Họrọ ajụjụ ọ bụla masịrị gị ebe a.

Gịnị Bụ “Mkpịsị Ugodi nke Alaeze”?

Gịnị ka e ji mkpịsị ugodi a emepe, olee ndị ọ ga-abara uru, oleekwa onye na-emepe ụzọ nke Alaeze ahụ?

Gịnị Bụ “Mkpịsị Ugodi nke Alaeze”?

Gịnị ka e ji mkpịsị ugodi a emepe, olee ndị ọ ga-abara uru, oleekwa onye na-emepe ụzọ nke Alaeze ahụ?

Baịbụl

Ihe Mmadụ Kweere na Otú E Si Efe Chineke

Otú E Si Ebi Ndụ na Akparamàgwà

Otú Gị na Ndịàmà Jehova Ga-esi Amụ Baịbụl

Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

Baịbụl na-enyere ọtụtụ ndị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ị̀ ga-achọ ka Baịbụl nyere gị aka?

Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.

Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl

A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.