Baịbụl na Akụkọ Ihe Ndị Mere n’Oge Ochie
Akụkọ gbasara otú e si chekwaa Baịbụl, sụgharịa ya, ma mee ka o ruo ndị mmadụ aka enweghị atụ. Nchọpụta ndị ọhụrụ e merela na-egosi na ihe ndị e dere na ya mere eme n’eziokwu. N’agbanyeghị okpukpe ị na-ekpe, ị ga-achọpụta na Baịbụl pụrụ iche karịa akwụkwọ ọ bụla ọzọ.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Otú Ninive Si Daa
Ọ bụ n’oge Asiria kacha akpa ike n’ụwa ka onye amụma Jehova kwuru ihe dị ịtụnanya.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Otú Ninive Si Daa
Ọ bụ n’oge Asiria kacha akpa ike n’ụwa ka onye amụma Jehova kwuru ihe dị ịtụnanya.