ndị na-eto eto

NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ

Olee Otú M Ga-esi Agwa Ndị Mụrụ M Okwu Gbasara Iwu Ndị Ha Nyere M?

Mụta otú i nwere ike isi jiri nwayọọ gwa ndị mụrụ gị okwu. Uru ọ ga-abara gị nwere ike iju gị anya.

KATUUN E SERE NA BỌỌDỤ

Olee Otú M Ga-esi Akọrọ Ndị Mụrụ M Obi M?

Olee otú i nwere ike isi kọọrọ ndị mụrụ gị obi gị, ọ bụrụgodị na ọ dịghị gị nke ikwu okwu?

Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị ná nkebi a abụghị ezigbo aha\_ha.