Gaa n'Isiokwu

Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl

Ị̀ ga-achọ ịmatakwu ihe Baịbụl na-akụzi? Ọ bụrụ na ị ga-achọ, dejupụta fọm a dị n’okpuru ebe a. Anyị ga-agwa mmadụ ka ọ bịa na-akụziri gị Baịbụl n’anaghị gị ego.

Naanị ihe anyị ga-eji ihe ị gwara anyị gbasara onwe gị mee bụ ihe ị chọrọ ka anyị jiri ya mee, ya bụ, ịbịa ka anyị na gị mụwa Baịbụl. Nke a dabara n’ihe Iwu Zuru Ụwa Ọnụ Banyere Ihe A Ga-eji Ihe Mmadụ Kwuru Gbasara Onwe Ya Mee kwuru, bụ́ nke anyị na-agbaso.

Ihe Banyere Koronavaịrọs: N'ọtụtụ ebe ugbu a, anyị anaghịzi aga n'ụlọ ndị mmadụ ka anyị na ha mụọ Baịbụl ma ọ bụ na-enwe ọmụmụ ihe n'Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị. Biko i dejupụtawa fom a, denye akara ekwentị gị ka Onyeàmà Jehova nọ n'ógbè gị nwee ike ịkpọtụrụ gị.