Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl
Ihe ndị a e ji amụ Baịbụl ga-enyere gị aka ịna-amụ Baịbụl, ya ana-atọ gị ụtọ, gị ana-emekwa ihe ị mụtara.
Ozi Ọma Jizọs Kwusara
Ị ga-amụtakwu banyere Jizọs Kraịst, bụ́ Ọkpara Chineke na Onye Nzọpụta ụmụ mmadụ, na vidio a tọrọ ezigbo ụtọ.
Vidio Ndị E Ji Amụ Baịbụl
Ihe Akwụkwọ Ndị Dị na Baịbụl Na-ekwu
Isi ihe akwụkwọ Baịbụl nke ọ bụla dị na Baịbụl na-ekwu na ihe ndị ọzọ gbasara ha.
Vidio Ndị E Ji Akụzi Baịbụl
Vidio ndị kọwara ihe ndị Baịbụl zara gbasara ọtụtụ ajụjụ ndị mmadụ na-ajụ.
Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl na Ebe Ndị Ọzọ I Nwere Ike Ịgụ
Ụzọ Ndị I Nwere Ike Isi Gụọ Baịbụl
Ma ị̀ chọrọ ihe ga-enyere gị aka ka i nwee ike ị na-agụ Baịbụl kwa ụbọchị, ma ọ bụ na ị chọrọ ịgụcha Baịbụl niile n’otu afọ, ma ọ bụkwanụ na ị bụ onye ka na-amalite ịgụ Baịbụl amalite, usoro ọgụgụ Baịbụl a ga-enyere gị aka.
Otú Ị Ga-esi Achọta Ebe Ị Na-achọ na Baịbụl
Ihe e dere ebe a bụ aha akwụkwọ iri isii na isii dị na Baịbụl n’usoro ha dị n’ọtụtụ nsụgharị Baịbụl. A na-ebu ụzọ dee aha akwụkwọ Baịbụl, dee isi ya, dezie amaokwu ya.
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
N’ebe a, ị ga-ahụ ajụjụ ndị Baịbụl zara gbasara Chineke, Jizọs, ezinụlọ, nsogbu ụwa nakwa gbasara ihe ndị ọzọ.
Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara
Chọpụta otú e si kọwaa ụfọdụ amaokwu Baịbụl ndị mmadụ ma nke ọma.
Ihe Ga-enyere Gị Aka Inweta Vidio Si na Vidio Ozi Ọma Jizọs Kwusara
Ihe a ga-enyere gị aka inweta vidio ndị si na vidio Ozi Ọma Jizọs Kwusara ndị dabara n’amaokwu Baịbụl ị na-agụ.
Ọ́bá Akwụkwọ (ga-emepere gị ebe ọzọ ị ga-anọ gụọ ya)
N'ebe a, anyị nwere akwụkwọ ndị ga-enyere gị aka ịchọta ihe ndị dị gị mkpa na Baịbụl.
Nweta Onye Gị na Ya Ga Na-amụ Baịbụl
Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?
Ndịàmà Jehova anaghị ana ego iji na-amụrụ mmadụ Baịbụl, i nwekwara ike iji Baịbụl nke masịrị gị ma unu mụwa ya. I nwedịrị ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro mụọ.
Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl
A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.

