Igbo
Egwú Ndị Kraịst Ji Efe Chineke
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011211/univ/wpub/1011211_univ_sqr_xl.jpg

Egwú Ndị Kraịst Ji Efe Chineke

Kpọnye ma ọ bụ were abụ ndị Kraịst ji eto Jehova Chineke ma na-efe ya. Ị ga-ahụ abụ ndị e ji ọnụ bụọ, ndị e ji naanị ngwá egwú kụọ, egwú ndị a gụrụ agụ nakwa akwụkwọ abụ ndị nwere akara ụda egwú.