Ihe Ọhụrụ Ndị E Nwere na JW.ORG
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Otú Ebe A Na-ezirịta Ozi n’Ịntanet Si Akpa M Aka?
Ịga ebe a na-ezirịta ozi n’Ịntanet na-eri mmadụ ahụ́. Aro ndị a ga-enyere gị aka ka ọ ghara iri gị ahụ́.
AKWỤKWỌ
Okwu Chineke Bụ Eziokwu—Akwụkwọ E Ji Amụ Baịbụl
Chọpụta otú akwụkwọ Baịbụl nke ọ bụla si emezu uche Jehova nakwa ihe mere Baịbụl ji ka baa uru n’oge a.
USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ
Jenụwarị–Febụwarị 2027
AKWỤKWỌ NDỊ E JI EME NCHỌNCHỌ
Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ
Akwụkwọ a e ji eme nchọnchọ ga-enyere gị aka ịchọta ọtụtụ ihe n’akwụkwọ Ndịàmà Jehova bipụtara nakwa na vidio ndị ha mepụtara.
BROSHỌ NA AKWỤKWỌ NTA
Examining the Scriptures Daily—2027
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Egosi na Ha Ji Ndụ Kpọrọ Ihe?
Chọpụta otú Ndịàmà Jehova si egosi na ha ji ndụ kpọrọ ihe.
CHAATỊ
Ihe Ndị E Si n’Ọbara Nweta
Chaatị a gosiri ihe ụfọdụ e si n’ọbara nweta ga-enyere gị aka ime ezigbo mkpebi gbasara iji ọbara agwọ ọrịa.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ihe Baịbụl Kwuru—“Ọ Bụrụ na O Kwere Omume, . . . Unu na Mmadụ Niile Dịrị n’Udo”
Ezigbo Ndị Kraịst na-agbalị ka ha na mmadụ niile dịrị n’udo. Ma, ọ bụghị mgbe niile ka ọ na-ekwe omume. Maka gịnị?
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ihe Atọ Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịna-ekpete Ekpere Aka
Gụọ ya ka ị mata ihe ndị ga-enyere gị aka ịna-ekpete ekpere aka ka i nwee ike ịkọrọ Chineke ihe niile dị gị n’obi.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Uru Ịnọ Naanị Gị Mgbe Ụfọdụ Ga-abara Gị
Gụọ isiokwu a ka ị hụ otú Jizọs si wepụta oge nọrọ naanị ya na ihe mere anyị kwesịrị iji na-eme ka ya.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Ì Chetara?—Disemba 2026
Ịgụ Ụlọ Nche ndị e bipụtara n’oge na-adịbeghị anya ọ tọrọ gị ụtọ? Lee ma ị̀ ga-echeta ihe ị gụrụ.
ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ
Disemba 2026
Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Febụwarị 1 ruo 28, 2027.

