Akụkọ Baịbụl A Na-egere Egere

Gere akụkọ ndị a kọrọ na Baịbụl ma ọ bụkwanụ gị ewere ha. E tinyere ha ụda ụfọdụ na egwú, kọwaakwa ihe ụfọdụ na ha. I gewe ha, ọ ga-adị gị ka ị̀ nọ ya mgbe ihe ndị ahụ na-eme. E nwekwara ndị nke dị n’asụsụ ndị ogbi n’ụdị vidio.

OTÚ O SI EGOSI YA