Igbo
Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011656/univ/art/1011656_univ_sqr_xl.jpg

Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova

Ndịàmà Jehova na-agbalị ike ha niile ịhụ na ọ bụ Okwu Chineke na-eduzi ha n’ihe niile ha na-eme ná ndụ, ma n’ihe ha na-eche n’echiche, ma n’otú ha si ekwu okwu, ma n’otú ha si eme omume. Chọpụta otú Okwu Chineke sirila gbanwee ndụ ha na ndụ ndị nọ ha nso.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

“Ịgba Karat Na-atọ M Ụtọ”

Erwin Lamsfus jụrụ otu enyi ya, sị, “Ì chetụla banyere ihe mere e ji kee anyị?” Ihe ọ zara ya gbanwere ndụ ya.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

“Ịgba Karat Na-atọ M Ụtọ”

Erwin Lamsfus jụrụ otu enyi ya, sị, “Ì chetụla banyere ihe mere e ji kee anyị?” Ihe ọ zara ya gbanwere ndụ ya.

Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ