Akwụkwọ Ndị E Ji Eme Nchọnchọ

Akwụkwọ ndị a e ji eme nchọnchọ ga-enyereli gị aka ịchọta ihe n’akwụkwọ ndị anyị nwere. Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ nwere ebe e depụtara isiokwu na amaokwu Baịbụl ndị a kọwarala n’akwụkwọ anyị. Akwụkwọ a dịkwa n’Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N’ỊNTANET. E nwekwara ihe na-enyere mmadụ aka inweta vidio ndị si na vidio anyị dị iche iche. Ha ga-abara gị ezigbo uru ma ị mụwa ihe.

OTÚ O SI EGOSI YA