AKỤKỌ

Idi Nsogbu

Igbo
Idi Nsogbu
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011660/univ/art/1011660_univ_sqr_xl.jpg

Idi Nsogbu

Ndịàmà Jehova achọpụtala na ịda ọrịa ma ọ bụ inwe nkwarụ ekwesịghị ime ka ha kwụsị ịna-enwe ọṅụ ná ndụ ma ọ bụ mee ka ike ụwa gwụ ha.

Ọ Bụ A Kwaa A Kwụrụ n’Agbanyeghị Ọrịa Ọjọọ Bịara Ya

Virginia arịala ọrịa mere ka ahụ́ ya kpọnwụọ ihe ruru iri afọ abụọ na atọ. Ma olileanya o nwere ná nkwa ndị Chineke kwere na-akasi ya obi ma na-agba ya ume.

Ọ Bụ Ijere Chineke Ozi Na-agwọ Ya

Kemgbe a mụrụ Onesmus, ọ na-arịa ọrịa ọkpụkpụ. Ọkpụkpụ ya esighị ike. Olee otú nkwa Chineke kwere na Baịbụl si gbaa ya ume?

Ịbịaru Chineke Nso Dị M Mma

Sarah Maiga kwụsịrị ito mgbe ọ dị afọ itoolu, ma o meghị ka ọ ghara ịmụta banyere Jehova.

“Ebe Ọ Bụ na Kingsley Mere Ya, M Ga-emeli Ya”

Kingsley bụ onye Siri Lanka. O meriri nsogbu ndị tara akpụ iji mee ihe omume ga-ewe naanị nkeji ole na ole.

Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ

Nwanna James Ryan bụ otu n’ime Ndịàmà Jehova. Ọ dara ogbi kemgbe a mụrụ ya, e mechaa ya ekpuo ìsì. Olee ihe nyeere ya aka ịna-enwe obi ụtọ?