Ihe gbasara Ndịàmà Jehova na ndị ọchịchị, ndị nta akụkọ, nakwa ndị agụmakwụkwọ.

Ihe gbasara Ndịàmà Jehova na ndị ọchịchị, ndị nta akụkọ, nakwa ndị agụmakwụkwọ.

Ebe Ndị A Tụrụ Ndịàmà Jehova Mkpọrọ n’Ihi Ihe Ha Kweere

Ebe ndị a tụrụ Ndịàmà Jehova mkpọrọ n’ihi na ha na-ekpe okpukpe ha, na-emekwa ihe ndị ha nweere onwe ha ime, ọtụtụ n’ime ha nọ n’ọnọdụ jọgburu onwe ya.