Usoro Ihe Omume

Usoro ihe omume ndị a na-egosi okwu ndị a ga-ekwu nakwa ihe ndị ọzọ a ga-eme ná mgbakọ ukwu na mgbakọ sekit anyị. Onye ọ bụla nwere ike ịbịa ha, a naghịkwa ana ndị bịara ha ego.

OTÚ O SI EGOSI YA