Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo
  • Ebe a bụ Las Pilas dị́ na Nicaragua. Ndị a ji Baịbụl ezi nwoke a ozi ọma

    Otú Ọrụ Anyị Si Aga na Nicaragua

    • Ndị bi na Nicaragua dị 6,088,000

    • Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma n’obodo a dị 26,178

    • Ọgbakọ ole dị́ na ya dị 389

    • Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma dị 233

  • Ebe a bụ Abidjan dị na Côte d’Ivoire. Onye a na-enye onye a broshọ Gee Chineke Ntị

    Otú Ọrụ Anyị Si Aga na Côte d’Ivoire

    • Ndị bi na Côte d’Ivoire dị 20,675,000

    • Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma kwa ọnwa dị 9,253

    • Ọgbakọ anyị dị na Côte d’Ivoire dị 232

    • Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma dị 2,234

  • Ebe a bụ Vaduz dị́ na Liechtenstein. Ndị a na-enye nwoke a broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

    Otú Ọrụ Anyị Si Aga na Liechtenstein

    • Ndị bi na Liechtenstein dị 36,000

    • Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma n’obodo a dị 92

    • Ọgbakọ ole dị́ na ya dị 1

    • Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma dị 391

  • Ebe a bụ Manila dị́ na Philippines. Ndị a na-ezi nwa okorobịa a ozi ọma n’ebe a na-akpọ Intramuros district

    Otú Ọrụ Anyị Si Aga na Philippines

    • Ndị bi na Philippines dị 97,701,745

    • Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma n’obodo a dị 189,101

    • Ọgbakọ ole dị́ na ya dị 3,156

    • Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma dị 517

MEPEE

A ga-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke n’elu ụwa dum mmadụ bi.—Matiu 24:14.

MECHIE

A ga-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke n’elu ụwa dum mmadụ bi.—Matiu 24:14.

A ga-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke n’elu ụwa dum mmadụ bi.—Matiu 24:14.

BAỊBỤL NSỌ—NSỤGHARỊ ỤWA ỌHỤRỤ NKE AKWỤKWỌ NSỌ

Nọrọ Ebe A Gụọ Baịbụl

TETA!

Nke 5 n'Afọ 2017 | Ọdachi Mee, Olee Ihe Ndị Nwere Ike Ịzọ Anyị Ndụ?

ỤLỌ NCHE

Nke 5 n'Afọ 2017 | Ndị Mmụọ Ozi Hà Dị Adị n’Eziokwu?

Ole Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ?

Anyị si n’agbụrụ dị iche iche, na-asụkwa asụsụ dị iche iche. Ma, anyị niile na-ekwu otu ihe, na-emekwa otu ihe. Nke kachanụ bụ na anyị niile na-agba mbọ ime ihe Jehova chọrọ. Ọ bụ ya ka e dere uche ya na Baịbụl, ọ bụkwa ya kere ihe niile. Anyị na-agbalị ime otú Jizọs Kraịst mere, obi dịkwa anyị ụtọ na anyị bụ Ndị Kraịst. Onye ọ bụla n’ime anyị na-ewepụta oge ya na-akụziri ndị mmadụ Baịbụl ma na-akọrọ ha gbasara Alaeze Chineke. A na-akpọ anyị Ndịàmà Jehova n’ihi na anyị na-akọrọ ndị mmadụ gbasara Jehova na Alaeze ya.

Leruo anya ebe a, ka ị hụ ihe ndị ọzọ anyị dewere. I nwere ike ịnọ ebe a gụọ Baịbụl. Ị ga-agụtakwa ihe ndị ga-enyere gị aka ịmatakwu ndị anyị bụ na ihe ndị anyị kweere.

 

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Otú Ị Ga-esi Na-akwụsi Ike n’Ihe I Kwuru

Gịnị ka ị ga-eme ma nwa gị siwe ọnwụ ma ọ bụ bewe ákwá ka i wee meere ya ihe ọ chọrọ?

Ndị Na-eto Eto

Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma M Mejọọ Ihe?

Onye ọ bụla na-emejọ ihe, ma ọ bụghị onye ọ bụla na-esi n’ihe o mejọrọ mụta ihe.

Ụmụaka

Na-agbaghara Ndị Ọzọ

Olee otú ị ga-esi emeso onye mejọrọ gị?

Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl

A ga na-abịa akụziri gị Baịbụl n’ebe ị chọrọ nakwa mgbe ị chọrọ.

Vidio Ndị E Ji Amụ Baịbụl

Vidio ndị na-eme ka mmadụ nwee okwukwe na Chineke.

Olee Otú Unu Si Enweta Ego Unu Ji Arụ Ọrụ Unu?

Chọpụta otú ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova si na-aga nke ọma n’ụwa niile n’agbanyeghị na ha anaghị ana ụtụ ma ọ bụ otu ụzọ n’ụzọ iri.

Ọmụmụ Ihe Ndịàmà Jehova

Chọpụta ebe anyị na-amụ ihe na otú anyị si amụ ihe.

Ihe Ndị Anyị Nwere

Lee ihe ọhụrụ ndị anyị nwere.

Lee Vidio Ndị Ogbi

Jiri vidio ndị ogbi mụọ Baịbụl.