Igbo
Isiokwu Ọhụrụ Ndị Gbara n’Isimbido Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet
/assets/ct/79e1b14fff/images/syn_placeholder_sqr.png

Isiokwu Ọhụrụ Ndị Gbara n’Isimbido Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet

 

Ndị Ọkachamara Kwuru na A Ga-enwe Oké Okpomọkụ na Oké Mmiri Ozuzo Otú A Na-enwetụbeghị

Oké okpomọkụ na oké mmiri ozuzo a na-enwetụbeghị ụdị ya nwere ike ịkpa mkpamkpa n’ebe dị iche iche n’ụwa. Oké okpomọkụ na oké mmiri ozuzo hà na-emezu amụma Baịbụl, oleekwa ihe ọma Baịbụl kwuru ga-eme n’ọdịnihu?

Okwu Chineke Bụ Eziokwu​—Akwụkwọ E Ji Amụ Baịbụl

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl n’usoro n’usoro, ị mụchaa otu akwụkwọ Baịbụl, gị agafee n’ọzọ. Ọ ga-emekwa ka ị mata ihe ndị mere n’oge a na-ede akwụkwọ Baịbụl nke ọ bụla nakwa isi ihe e kwuru na ya. Ị ga-ahụkwa ajụjụ ndị ga-eme ka ọmụmụ ihe gị tọọ atọọ.

Ichebe Ụmụ Nwaanyị—Ihe Baịbụl Kwuru Gbasara Ya

Chineke ejighị ihe gbasara ichebe ụmụ nwaanyị egwu egwu. Chọpụta ihe mere o jighị ya egwu egwu nakwa ihe ọ ga-eme gbasara mmegbu a na-emegbu ha.

Ihe Ga-enyere Ndị Ìsì Aka

Chọpụta otú Ndịàmà Jehova si ekwusara ndị kpuru ìsì na ndị na-anaghị ahụ ụzọ nke ọma ozi ọma si na Baịbụl nke na-eme ka anyị nwee olileanya.

Udo Ọ̀ Ga-adịli n’Ụwa ma E Nwee Ọchịchị Dị Mma?

E nweghị ọchịchị mmadụ nwere ike ime ka udo dị n’ụwa. Ma, Onye kere anyị ga-emeli ya, ọ ga-emekwa ya

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?

Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.

Eziokwu Banyere Ọdịnihu

Mee ka olileanya i nwere n’ihe Chineke kwuru gbasara otú ụwa ga-adị n’ọdịnihu nakwa ndị ga-ebi na ya sikwuo ike.

Nkà Ndị Ga-enyere Gị Aka Ka Ihe Gaziere Gị ná Ndụ

Isiokwu na vidio ndị a ga-enyeliri gị aka ka ị mụta nkà ndị ga-eme ka ihe gaziere gị ná ndụ.

 

Ụmụ Mmadụ Hà Ga-akwụsịli Agha?

Ndị mmadụ ka na-agba mbọ ka a kwụsị ịlụ agha, ma ànyị kwesịrị ịtụ anya na ha ga-emeli ka agha kwụsị?

Uru Ịmata na Chineke Hụrụ Gị n’Anya Ga-abara Gị

Baịbụl na-eme ka obi sie anyị ike na Chineke ga-emezu nkwa ndị o kwere anyị maka ọdịnihu.

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ka Ị Kwusịlata Ichegbu Onwe Gị

Olee aro ụfọdụ na amaokwu Baịbụl ụfọdụ nwere ike inyere gị aka ịkwụsịlata nchegbu?

Na-enwe Olileanya

Baịbụl ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi eme ya.

 

Baịbụl Na-eme Ka Anyị Nwee Olileanya

Gụọ ihe a ka ị chọpụta ụfọdụ ihe Baịbụl kwuru na ha ga-eme n’ọdịnihu. Chọpụta otú olileanya Baịbụl na-eme ka anyị nwee si abara ndị mmadụ uru taa.

Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ụlọ Unu?

Ụfọdụ ndị na-asị na ezinụlọ ga-enwe obi ụtọ ma ọ bụrụ na ha nwere ego. Ma, ọ̀ bụnụ ego ga-eme ka ezinụlọ nwee obi ụtọ?

Olee Uru Ọmụmụ Ihe Ndịàmà Jehova Ga-abara Gị?

Chọpụta otú Ndịàmà Jehova si amụ ihe nakwa ihe mere na mbọ ọ bụla ị gbara gaa ọmụmụ ihe ha efughị ọhịa.