IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Sayensị na Baịbụl

Igbo
Sayensị na Baịbụl
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011552/univ/art/1011552_univ_sqr_xl.jpg

Sayensị na Baịbụl

Sayensị na Baịbụl hà na-ekwu otu ihe? Ihe ndị Baịbụl kwuru gbasara sayensị hà bụ eziokwu? Ka anyị legodị ihe anyị ga-amụta n’ihe ihe ndị e kere eke na ihe ndị sayensị na-amụ gbasara ha kwuru gbasara ha.