Gaa n'Isiokwu

Gbasara Ndịàmà Jehova

Ị na-ahụ anyị mgbe anyị na-ekwusa ozi ọma. I nwere ike ị gụọla gbasara anyị n’akwụkwọ akụkọ ma ọ bụ nụ gbasara anyị n’ọnụ ndị ọzọ. Ma, olee ihe i kwesịrị ịma banyere Ndịàmà Jehova?

Gụọkwa: Gịnị Ka Ndịàmà Jehova Kweere?

Ihe Ndị Anyị Kweere na Ihe Ndị Anyị Na-eme

Ajụjụ Ndị A Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova

Chọpụta otú e si zaa ajụjụ ụfọdụ ndị mmadụ na-ajụkarị gbasara anyị.

Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova

Mụta gbasara mbọ Ndịàmà Jehova na-agba ịhụ na ọ bụ Okwu Chineke na-eduzi ha n’ihe niile ha na-eme, ma n’ihe ha na-eche n’echiche, ma n’otú ha si ekwu okwu, ma n’otú ha si eme omume.

Ihe Ndịàmà Jehova Na-eme

Anyị bi n’ihe karịrị narị mba abụọ na iri atọ, anyị sikwa n’agbụrụ dị iche iche. Ọ ga-abụ na ị ma na ọ bụ ikwusa ozi ọma ka e ji mara anyị, ma e nwekwara ụzọ ndị ọzọ anyị si enyere ọhaneze aka.

Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Mụta ihe gbasara Ndịàmà Jehova n’ụwa niile.

Ọmụmụ Baịbụl A Na-eduzi n’Efu

Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

Baịbụl na-enyere ọtụtụ ndị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ị̀ ga-achọ ka Baịbụl nyere gị aka?

Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.

Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl

A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.

Ọmụmụ Ihe Anyị na Nnọkọ Anyị Dị Iche Iche

Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?

Lee vidio a ka ị hụ ihe a na-eme na ya.

Gaa Ọmụmụ Ihe Ndịàmà Jehova

Chọpụta ebe anyị na-amụ ihe na otú anyị si amụ ihe. Onye ọ bụla nwere ike ịbịa ọmụmụ ihe anyị, anaghịkwa asị ndị bịara ya tụọ ụtụ.

Ncheta Ọnwụ Jizọs

Ndịàmà Jehova na-akpọ gị ka ị bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs n’abalị 12 n’ọnwa Eprel afọ 2025.

Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Dị Iche Iche

Kpọtụrụ Ndịàmà Jehova

Chọpụta otú ị ga-esi kpọtụrụ anyị n’ụlọ anyị ọ bụla.

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Chọpụta ụlọ ọrụ anyị nke dị gị nsọ. Chọpụtakwa oge mmadụ nwere ike ịga legharịa anya ebe ahụ.

Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Enweta Ego Ha Ji Arụ Ọrụ Ha?

Ọ bụghị otú ọtụtụ chọọchị si enweta ego ka anyịnwa si enweta ego.

Ole Ndị Na-eme Uche Jehova Taa?

Ndịàmà Jehova nọ n’ụwa niile, ha sikwa n’agbụrụ dị iche iche. Gịnị mere ha ji dịrị n’otu n’agbanyeghị na ha si obodo dị iche iche?

Otú Ọrụ Anyị Si Aga n’Ụwa Niile

  • Mba Ndịàmà Jehova nọ na ya dị 239

  • Ndịàmà Jehova dị 8,816,562

  • Ndị a na-amụrụ Baịbụl dị 7,281,212

  • Ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs dị 20,461,767

  • Ọgbakọ Ndịàmà Jehova dị 118,177