Ndịàmà Jehova ji eziokwu kpọrọ ihe. Ọ bụ ya mere ha ji enyocha ihe ndị a sịrị mere eme ka ha mara ma ọ̀ bụ otú ha dị n’eziokwu.