Ihe Ndịàmà Jehova Na-eme

Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa

Ikwusa Ozi Ọma n’Ime Ime Obodo Dị n’Ayaland

Otu ezinụlọ kọrọ otú ozi ọma ha gara kwusaa n’otu ime obodo si mee ka ha niile dịrịkwuo n’otu.

Vidio na Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Na-ebipụta

Ndị “Kwadebere nke Ọma Ime Ihe Ọ Bụla Dị Mma”

Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ dị mfe ọgụgụ, ma ya na Baịbụl mbụ e si n’ike mmụọ nsọ dee na-ekwu otu ihe. Ụfọdụ ihe ọhụrụ dị na ya bụ ọmarịcha map, ebe a kọwara okwu ndị dị na Baịbụl na ihe ndị ọzọ.

Nnọkọ Ndị Pụrụ Iche Anyị Na-enwe

Ihe Ndị E Mere ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ—Ọktoba 2012

Ọtụtụ ndị bịara gere akụkọ na-agba ume, nụrụkwa otú e si kọwaa Matiu 24:45-47 ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ nke Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

Ụlọ Ndị Anyị Na-arụ

Foto Briten—Nke 1 (Malite n’Ọnwa Jenụwarị Ruo n’Ọnwa Ọgọst afọ 2015)

Lee foto ndị a ka ị hụ otú ọrụ si na-aga n’alaka ụlọ ọrụ Ndịàmà Jehova a na-arụ na Briten, nke dị nso n’obodo Kelmsfọd, dị́ na Eses.

Ihe Ndị Anyị Na-emere Ọhaneze

Ndụ M Gbanwere n’Ụlọ Mkpọrọ

Donald, bụ́ onye a tụburu mkpọrọ, kwuru otú ịmụ Baịbụl si nyere ya aka ịmata onye Chineke bụ, ya agbanwee otú o si ebi ndụ, bụrụkwa ezigbo di.

Ihe Gbasara Betel Anyị

Ebe Anyị Na-egosi Baịbụl Dị Iche Iche

Kemgbe ụwa, Jehova Chineke mere ka ụmụ mmadụ mara aha ya. Lee vidio a ka ị hụ mbọ ndị sụgharịrị Baịbụl iche iche gbara iji hụ na aha Chineke dị na Baịbụl.