Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Anyị bi n’ebe dị iche iche n’ụwa, anyị sikwa ná mba dị iche iche na agbụrụ dị iche iche. O nwere ike ịbụ na ihe i ji mara anyị bụ na anyị na-ekwusa ozi ọma, ma e nwekwara ọtụtụ ụzọ ndị ọzọ anyị si enyere ndị obodo anyị aka.