Gaa n'Isiokwu

Ihe Baịbụl Na-akụzi

Baịbụl ga-enyere mmadụ aka ịgbara nsogbu ọsọ n’ụwa a nsogbu juru. Ọ ga-emekwa ka onye ahụ mata azịza ajụjụ ndị na-esiri ya ike ịma. Kemgbe ụwa, ihe na-agara ndị na-eme ihe Baịbụl kwuru nke ọma. N’ebe a, anyị nwere ọtụtụ ihe ndị ga-eme ka ị mata na Baịbụl bara uru n’oge anyị a.—2 Timoti 3:16, 17.

 

Ihe Ndị Ga-amasị Gị

AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Olee Ihe Na-egosi na Anyị Nọ n’Oge Ikpeazụ?

Baịbụl kwuru na e nwere ọtụtụ ihe ndị ga na-eme otu mgbe ndị ga-egosi na anyị nọ n’oge ikpeazụ.

AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Olee Ihe Na-egosi na Anyị Nọ n’Oge Ikpeazụ?

Baịbụl kwuru na e nwere ọtụtụ ihe ndị ga na-eme otu mgbe ndị ga-egosi na anyị nọ n’oge ikpeazụ.

Otú Gị na Ndịàmà Jehova Ga-esi Amụ Baịbụl

Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl

A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova.

Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl

Họrọ nke ga-atọ gị ụtọ iji mụọ Baịbụl ma nyere gị aka ime ihe ị mụtara.

Olee Otú Baịbụl Ga-esi Enyere Gị Aka?

Udo na Obi Ụtọ

Baịbụl enyerela ọtụtụ ndị aka idi nsogbu ndị bịaara ha, inwe obi iru ala nakwa ibi ndụ nwere isi.

Inwe Okwukwe na Chineke

Okwukwe nwere ike ime ka obi sie gị ike ugbu a, meekwa ka i jide n’aka na ihe ndị ị na-atụ anya ha ga-emezu.

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Ndị di na nwunye na ezinụlọ dị iche iche na-enwe nsogbu. Baịbụl nwere ike inyere di na nwunye aka ịna-enwe obi ụtọ, meekwa ka ezinụlọ na-adị n’udo.

Ihe Ndị Ga-enyere Ndị Na-eto Eto Aka

Chọpụta ihe Baịbụl kwuru ndị na-eto eto ga-eme ka ha nwee ike merie nsogbu ndị ha na-enwe.

Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl

Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

N’ebe a, ị ga-ahụ ajụjụ ndị Baịbụl zara gbasara Chineke, Jizọs, ezinụlọ, nsogbu ụwa nakwa gbasara ihe ndị ọzọ.

Amaokwu Baịbụl Ndị A Kọwara

Chọpụta otú e si kọwaa ụfọdụ amaokwu Baịbụl ndị mmadụ ma nke ọma.

Baịbụl na Akụkọ Ihe Ndị Mere n’Oge Ochie

Gụọ akụkọ na-enweghị atụ banyere otú Baịbụl si rute anyị aka. Gụọkwa akụkọ mere eme na-egosi na ihe Baịbụl kwuru bụ eziokwu nakwa na e kwesịrị ịtụkwasị ya obi.

Sayensị na Baịbụl

Sayensị na Baịbụl hà na-ekwu otu ihe? Iji ihe Baịbụl kwuru tụnyere ihe ndị sayensị chọpụtarala ga-enye aka ịza ajụjụ a.