IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI

Akụkọ Ihe Mere Eme na Baịbụl

Igbo
Akụkọ Ihe Mere Eme na Baịbụl
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011569/univ/art/1011569_univ_sqr_xl.jpg

Akụkọ Ihe Mere Eme na Baịbụl

Akụkọ gbasara otú e si chekwaa Baịbụl, sụgharịa ya, ma mee ka o ruo ndị mmadụ aka enweghị atụ. Ihe ndị ọhụrụ a chọpụtara na-egosi na ihe ndị e dere na Baịbụl enweghị ntụpọ. N’agbanyeghị okpukpe ị na-ekpe, ị ga-achọpụta na e nweghị akwụkwọ ọzọ a ga-eji tụnyere Baịbụl.

AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Àgbanweela Baịbụl Ma Ọ Bụ Degharịa Ihe Dị Na Ya?

Otu e dere Baịbụl kemgbe oge ochie, olee otú anyị ga-esi jiri n’aka na a gbanweghịrịị ihe dị na ya?

AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Àgbanweela Baịbụl Ma Ọ Bụ Degharịa Ihe Dị Na Ya?

Otu e dere Baịbụl kemgbe oge ochie, olee otú anyị ga-esi jiri n’aka na a gbanweghịrịị ihe dị na ya?