Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ
A na-ede ihe ndị anyị na-amụ n’ọmụmụ ihe etiti izu, ebe e si nweta ha, nakwa ebe anyị na-agụ na Baịbụl kwa izu n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ. Onye ọ bụla nwere ike ịbịa ọmụmụ ihe a, a naghịkwa ana ndị bịara ya ego.

