Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Ghana

Fast Facts—Ghana

  • 33,063,000—Ndị bi n'obodo a
  • 153,657—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 2,484—Ọgbakọ dị iche iche
  • 220—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Gana

E nwere ọtụtụ nsogbu ndị na-eje ozi n’ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma na-enwe. Ma Chineke na-agọzikwa ha.