È KERE YA EKE?
Ábụ́bà Nnụnụ Na-anaghị Aṅacha Aṅacha
Gịnị mere ụcha ábụ́bà ọtụtụ nnụnụ ji egbuke egbuke mgbe niile, ha anaghịkwa aṅacha aṅacha, ma ụcha ágbá na ákwà mmadụ mere na-anọkata chasịa?