Ihe Ndị Mmadụ Kwuru Mere Ha Ji Kwere na Chineke Dị

Monica Richardson: Onye Dọkịta Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Igbo

https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1102017100/univ/art/1102017100_univ_sqr_xl.jpg

Monica Richardson: Onye Dọkịta Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Monica Richardson: Onye Dọkịta Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Monica Richardson gbanwere ihe o kweere gbasara otú ndụ ndị mmadu si malite. Ọ bụ ihe ndị ọ mụtara na ihe ndị ọ chọpụtara n’ọrụ dọkịta ọ na-arụ mere o ji gbanwee ihe o kweere.