IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤl NA-AKỤZI

Baịbụl Ọ̀ Na-ekwu Eziokwu?

Igbo
Baịbụl Ọ̀ Na-ekwu Eziokwu?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502015752/univ/art/502015752_univ_sqr_xl.jpg

Olee Ihe Ndị Gosiri na Baịbụl Na-ekwu Eziokwu?

Olee Ihe Ndị Gosiri na Baịbụl Na-ekwu Eziokwu?

Baịbụl kwuru na ya bụ “okwu Chineke” nakwa na Chineke ‘apụghị ịgha ụgha.’ (1 Ndị Tesalonaịka 2:13; Taịtọs 1:2) Ihe a Baịbụl kwuru ọ̀ bụ eziokwu, ka ihe juru na Baịbụl ọ̀ bụ ihe ndị na-emeghị eme na akụkọ ifo ndị mgbe ochie?