È KERE YA EKE? Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya KPỌWA Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya Olee otú aṅụ a na-akpọ bumblebee si efe ka ikuku na-efesi ike ghara ibufu ya? Ewela iwe, ihe e ji akpọ ya enwelighị ike ịkpọ ya. Were Vidio A Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A È Kere Ya Eke? Sayensị na Baịbụl Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị È KERE YA EKE? Otú Ijiji A Na-akpọ Fruit Fly Si Efe Ngwa Ngwa Ijiji a na-enwe ike ịtụgharị ngwa ngwa ma ọ na-efe, otú ahụ ụgbọelu e ji alụ agha si atụgharị. Ma, ọ na-eji ihe na-erughị otu tịnkọm atụgharị. TETA! Otú Aṅụ Si Efedata Gịnị mere o ji dị mma ilere anya na otú aṅụ si efedata rụọ robọt ndị ga na-efegharị n’enweghị nsogbu ọ bụla? IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤL NA-AKỤZI È Kere Eluigwe na Ụwa Eke? Ndị mmadụ na-aghọtahiekarị ihe Baịbụl kwuru gbasara otú e si kee ihe. Ụfọdụ na-eweredị ya ka akụkọ ifo. Ànyị kwesịrị ikwere n’ihe Baịbụl kwuru? GBASARA ANYỊ Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova. Bipụta Ya Zigara Ya Onye Ọzọ Zigara Ya Onye Ọzọ Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya È KERE YA EKE? Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya—È Kere Ya Eke? Igbo Otú Aṅụ A Na-akpọ Bumblebee Si Efe Ka Ikuku Ghara Ibufu Ya—È Kere Ya Eke? https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502200105/univ/art/502200105_univ_sqr_xl.jpg ijwwd isiokwu 22