Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Gịnị Mere Unu Ji Aga n’Ụlọ Ndị Mmadụ Ezi Ha Ozi Ọma?

Gịnị Mere Unu Ji Aga n’Ụlọ Ndị Mmadụ Ezi Ha Ozi Ọma?

Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha ‘mee ndị mba niile ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ ya.’ (Matiu 28:19, 20) Mgbe Jizọs na-ezipụ ndịozi iri na abụọ ya, ọ gwara ha ka ha gakwuru ndị mmadụ n’ụlọ ha. (Matiu 10:7, 11-13) Mgbe Jizọs nwụchara, Ndị Kraịst e nwere n’oge ahụ nọkwa na-ekwusara ndị mmadụ ozi ọma “n’ihu ọha nakwa site n’ụlọ ruo n’ụlọ.” (Ọrụ Ndịozi 5:42; 20:20) Anyị na-eme ihe ahụ Ndị Kraịst oge mbụ mere. Anyị achọpụtakwala na ịgakwuru ndị mmadụ n’ụlọ ha bụ otú magburu onwe ya anyị ga-esi nweta ndị anyị ga-ezi ozi ọma.

GỤKWUO GBASARA YA

Vidio: Ozi Ọma Ndịàmà Jehova Na-ekwusa n’Ụwa Niile

Chọpụta ihe mere Ndịàmà Jehova ji eji ọtụtụ ijeri awa ekwusara ndị mmadụ ozi ọma, na-ekwusakwa ya n’ọtụtụ narị asụsụ.