ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mee 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Julaị 8 ruo n’Ọgọst 11, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 18

Tụkwasị Onye Obi Ebere “Na-ekpe Ụwa Niile Ikpe” Obi

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 8 ruo 14, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 19

Olee Ihe Anyị Ma Gbasara Otú Jehova Ga-esi Kpee Ndị Mmadụ Ikpe n’Ọdịnihu?

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 15 ruo 21, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 20

Ka Ịhụnanya Mee Ka Ị Na-ekwusa Ozi Ọma

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 22 ruo 28, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 21

Otú Ị Ga-esi Achọta Onye Ị Ga-alụ

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 29 ruo Ọgọst 4, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 22

Otú Unu Ga-esi Eme Ka E Too Jehova Mgbe Unu Na-akpa Maka Ọlụlụ

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 5 ruo 11, 2024.