Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

TETA! Nke 3 n'Afọ 2018 | Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka

Olee ebe anyị ga-amụta ihe ndị ga-enyere anyị aka idi ọnwụ mmadụ?

Isiokwu ndị dị na Teta! a kwuru ihe ụfọdụ mmadụ ga-atụ anya ya ma mmadụ nwụnahụ ya nakwa ihe ndị ga-enyere ya aka idi ya.

 

Ọnwụ Na-agbawa Obi

Ọnwụ di ma ọ bụ nwunye, onye ikwu na ezigbo enyi so n’ihe kacha agbawa mmadụ obi. Gụọ ihe ụfọdụ ndị ọkachamara na ụfọdu ndị mmadụ nwụnahụrụ kwuru.

Ihe Ndị Ị Ga-atụ Anya Ya

Olee otú obi na-adịkarị ndị mmadụ nwụnahụrụ na nsogbu ndị ha nwere ike ịtụ anya ya?

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Idi Ọnwụ Mmadụ—Ihe I Nwere Ike Ime

Ime ihe ụfọdụ ndị a bụ́ isi enyerela ọtụtụ ndị aka idi ọnwụ mmadụ.

Ihe Ga-akacha Enyere Onye Na-eru Uju Aka

Ihe Baịbụl kwuru ga-akacha enyere ndị na-eru uju aka idi ya.

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A: Ihe Ga-enyere Ndị Na-eru Uju Aka

Isiokwu Teta! a kọwara ihe ndị Baịbụl kwuru nwere ike ịkasi ndị na-eru uju obi ma nyere ha aka idi ihe mere ha.