A7-B
Ihe Ndị Mere n’Oge Jizọs Nọ n’Ụwa—Mgbe Jizọs Malitere Ozi Ya
AFỌ |
EBE IHE MERE |
IHE MERENỤ |
MATIU |
MAK |
LUK |
JỌN |
---|---|---|---|---|---|---|
29, dk. Ọktoba |
Osimiri Jọdan, ọ ga-abụ na Betani, n’ofe Jọdan ma ọ bụ n’akụkụ ya E mere Jizọs baptizim, tee ya mmanụ; Jehova sịrị na ọ bụ Ọkpara ya nakwa na ihe Jizọs masịrị ya |
|||||
Ala Ịkpa Judia |
Ekwensu nwara Jizọs |
|||||
Betani, n’ofe Jọdan |
Jọn Onye Na-eme Baptizim sịrị na Jizọs bụ Nwa Atụrụ Chineke; ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs |
|||||
Kena nke dị na Galili; Kapaniọm |
Ọrụ ebube mbụ ọ rụrụ bụ ime ka mmiri ghọọ mmanya; ọ gara Kapaniọm |
|||||
30, Ememme Ngabiga |
Jeruselem |
O mere ka ụlọ nsọ dị ọcha |
||||
Ya na Nikọdimọs kwuru okwu |
||||||
Judia; Inọn |
Ọ gara n’ime ime obodo Judia, ndị na-eso ụzọ ya mere ndị mmadụ baptizim; Jọn gbara àmà ikpeazụ banyere Jizọs |
|||||
Taịbirias; Judia |
A tụrụ Jọn mkpọrọ; Jizọs gawara Galili |
|||||
Saịka, nke dị na Sameria |
Ọ kụziiri ndị Sameria ihe mgbe ọ na-aga Galili |