Gaa n'Isiokwu

Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ

Gụọ akụkọ a ndị dị iche iche kọrọ, ka ị hụ otú Okwu Chineke si gbanwee ndụ ndị si ebe dị iche iche n’ụwa, ya aka mma.

Ndụ Bara Uru

Chineke Nyeere Anyị Aka Anyị Ebiwekwa n’Udo

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyeliri ndị na-enwe nsogbu n’alụmdi na nwunye ha aka.

Achọtara M Akụ̀ nke Bụ́ Ezigbo Ya

Olee otú onye o ji ego achụ ego bara ọgaranya si chọta ihe bara uru karịa akụnụba na ego

Juan Pablo Zermeño: Jehova Mere Ka Ndụ M Nwee Isi

Ihe ọjọọ ndị mere ná ndụ anyị nwere ike ịkpa anyị aka ọjọọ ruo ogologo oge. Lee vidio a ka ị hụ ihe mere ka ndụ Juan Pablo nwee isi, ya ana-enwekwa obi ụtọ n’agbanyeghị ihe ọjọọ ndị mere ya mgbe ọ dị obere.

Johny na Gideon Bụbu Ndị Iro, Ugbu A Ha Bụzi Ụmụnna

N’ebe ụfọdụ n’ụwa, ndị mmadụ na-akpọ ibe ha asị kwa ụbọchị. Lee vidio a ka ị hụ otú ụmụ nwoke abụọ bi na Saụt Afrịka si kwụsị ịkpọ ibe ha asị.

Olee Mgbe Ezigbo Ịhụnanya Ga-eme Ka Ịkpọasị Laa Kpamkpam?

Ọ naghị adị mfe mmadụ ịkwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị. Lee otú onye Juu na onye Arab si kwụsị ịkpọ ibe ha asị.

Otú Baịbụl Si Zaa M Ajụjụ M Niile Ha Edoo M Anya Tọrọ M Ezigbo Ụtọ

Ernest Loedi matara azịza ajụjụ ndị na-echu ya ụra, dị ka, ‘Gịnị mere Chineke ji kee anyị?’ Otú Baịbụl si zaa ajụjụ ya ya edoo ya anya mere ka o nwee olileanya.

Ajụjụ Atọ Gbanwere Ndụ M

Doris Eldred matara aziza ajụjụ ndị na-echu ya ụra mgbe nwa akwụkwọ ya kụziwaara ya Baịbụl.

Achọghị M Ịnwụ

E nwere mgbe Yvonne Quarrie jụrụ onwe ya, sị: “Gịnị Mere E Ji Kee M?” Azịza ajụjụ a mere ka ọ gbanwee otú o si ebi ndụ.

Jehova Emeerela M Ọtụtụ Ihe Ọma

Olee ihe Baịbụl na-akụzi nke nyeere Crystal, bụ́ onye e dinara mgbe ọ dị obere, aka ka ya na Chineke dị ná mma, ndụ ya abaakwa uru?

Ihere Onwe M Anaghịzi Eme M

Gụọ gbasara otú Israel Martínez si kwụsị iche na ya abaghị uru, ndị mmadụ a na-akwanyeziri ya ùgwù.

Mụ na Papa M Dịghachiri ná Mma

Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe mere Renée ji bido ịṅụ ọgwụ ọjọọ na ịṅụ oké mmanya nakwa ihe mere o ji gbanwee.

Ama M Ugbu A na M Ga-enyeliri Ndị Ọzọ Aka

Otu ihe mberede mere ka Julio Corio kpuo ìsì, ya echewe na Chineke anaghị eche gbasara ya. Ma, ihe ọ gụtara n’Ọpụpụ 3:7 mere ka ọ gbanwee echiche ya.

Ihe M Na-eche Mgbe Niile Bụ Gbasara Onwe M

Christof Bauer gụrụ Baịbụl nke ọma n’oge ya na nwunye ya ji ụgbọ mmiri gafee Oké Osimiri Atlantik. Gịnị ka ọ mụtara?

M Chọburu Ime Ka A Kwụsị Ikpe Ikpe Na-ezighị Ezi

Rafika sonyeere òtù na-agba mbọ ka a kwụsị ikpe na-ezighị ezi. Ma, o mechera mata na Baịbụl kwuru na a ga-enwe udo na ikpe ziri ezi n’Alaeze Chineke.

“O Doola M Anya na Agaghị M Agbanweli Ụwa A”

Olee otú ịmụ Baịbụl si nyere otu nwoke na-agba mbọ ka ihe gbanwee n’obodo aka ịmata ihe ga-eme ka ihe dịrị ụmụ mmadụ ná mma?

Atọgbọrọ M Égbè

Lee vidio a ka ị hụ otú ozi na-akasi obi dị na Baịbụl si nyere otu nwaanyị aha ya bụ Cindy aka ịkwụsị àgwà ọjọọ na ime ihe ike.

Ekweghị M na Chineke Dị

Gịnị mere otu nwa okorobịa kweere ihe ndị Kọmunist na-ekwu ma o kweghị na Chineke dị, ji bido mụwa Baịbụl

Mmadụ Ịgbanwe Ihe O kweere

Baịbụl Zara Ajụjụ M Niile

Mayli Gündel kwụsịrị inwe okwukwe na Chineke mgbe papa ya nwụrụ. Olee ihe mere o ji bidokwa inwe okwukwe na Chineke, obi eruokwa ya ala?

Ha Ji Baịbụl Zaa Ajụjụ Niile M Jụrụ Ha

Isolina Lamela bụ onye sista, bụrụkwa onye Kọmunist. Ma, ike ịbụ sista na ịbụ onye Kọmunist gwụrụ ya. Ndịàmà Jehova mechara bịa n’ụlọ ya ma jiri Baịbụl nyere ya aka ka ndụ ya nwee isi.

Ike Okpukpe Gwụrụ M

Otu nwoke aha ya bụ Tom chọrọ ife Chineke. Ma, ihe ndị a na-eme n’okpukpe gwụrụ ya ike. Olee otú ịmụ Baịbụl si nyere ya aka ịchọta Chineke?

“Jehova Echefubeghị M”

Mụta otú nwaanyị a na-agachi ụka anya si mụta ihe Baịbụl kwuru mere ụmụ mmadụ ji anwụ anwụ na ihe na-eme mmadụ ma ọ nwụọ.

“Ebu M n’Obi Ịghọ Ụkọchukwu”

Malite mgbe Roberto Pacheco bụ nwata, o bu n’obi ịghọ ụkọchukwu na chọọchị Katọlik. Gụọ akụkọ ya ka ị hụ ihe mere ka ndụ ya gbanwee.

“Ha Chọrọ Ka M Jiri Aka M Chọpụta nke Bụ́ Eziokwu”

Luis Alifonso chọrọ ịbụ onye Mọmọn na-ekwusa ozi ọma n’ala ọzọ. Olee otú ihe ọ mụtara na Baịbụl si mee ka ọ gbanwee obi ya na ndụ ya?

Ọgwụ Ike na Mmanya Na-aba n’Anya

“Anaghịzi M Agbara Tigbuo Zọgbuo Ohu”

Ụbọchị mbụ Michael Kuenzle gara ọrụ ebe ọhụrụ o nwetara ọrụ, mmadụ jụrụ ya, sị, “Ì chere na ọ bụ Chineke na-akpata ahụhụ ndị mmadụ na-ata n’ụwa?” Ajụjụ a mere ka ndụ ya gbanwee.

Ndụ M Nọ Na-akawanye Njọ

Solomone gara Amerịka iji kpatakwuo ego. Ma o bidoro ịṅụ ọgwụ ike, e mechaakwa tụọ ya mkpọrọ. Gịnị nyeere ya aka ịgbanwe ndụ ya?

M Malitere Ibi n’Okporo Ámá

Isiokwu a kọrọ gbasara ihe Antonio hụrụ mgbe o biri ndụ ọjọọ. Ọ na-eme ihe ike, na-aṅụ ọgwụ ọjọọ, na-aṅụbiga mmanya ókè, ya emezie ka ọ na-eche na ndụ enweghị isi. Olee ihe gbanwere ndụ ya?

M Na-akwanyeziri Onwe M na Ụmụ Nwaanyị Ùgwù

Ihe Joseph Ehrenbogen gụtara na Baịbụl nyeere ya aka ịgbanwe ndụ ya kpamkpam.

“M Malitere Ichesi Echiche Ike Ma Ò nwere Uru Ndụ M Na-ebi Baara M”

Gụọ banyere otú Baịbụl si nyere otu nwoke aka ịgbanwe àgwà ọjọọ ya na otú o si eche echiche ka o nwee ike ime ihe dị Chineke mma.

Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike

Dmitry Korshunov bụbu onye aṅụrụma. Ma, o bidoro gụwa Baịbụl kwa ụbọchị. Lee vidio a ka ị mata ihe mere o ji gbanwee ndụ ya kpamkpam.

“Emechaala M Nwere Onwe M”

Gụọ otú ime ihe ndị Baịbụl kwuru si nyere otu nwa okorobịa aka ịgbanwe ndụ ya, nakwa otú o si nwere onwe ya.

Mpụ na Ime Ihe Ike

“Ime Mpụ na Ịhụ Ego n’Anya Kpataara M Ezigbo Nsogbu”

Mgbe a tọhapụrụ Artan n’ụlọ mkpọrọ, ọ nụrụ ihe Baịbụl kwuru gbasara ego, ghọtakwa na ọ bụ eziokwu.

‘Anaghịzi M Echi Nwunye M Ọnụ n’Ala’

Gịnị mere Sébastien Kayira ji kwụsị tigbuo zọgbuo na ikwu okwu ọjọọ?

“M Ji Aka M Na-egwu Ili M”

Gịnị mere onye El Salvadọ a nọbụ n’òtù ọjọọ ji gbanwee ndụ ya?

M Gbanweela Otú M Sibu Ele Ndị Mmadụ Anya

Sobantu mụrụ Baịbụl ma kwụsị ịna-eme ihe ike. Ọ na-agakwuruzi ndị mmadụ akụziri ha na oge na-abịa mgbe a na-agaghịzi enwe ndị omempụ na ndị nọ n’òtù ọjọọ n’ụwa a.

Abụbu M Onye Iwe Ọkụ

Otu onye nọbu n’òtù ndị na-eme ihe ike kwetara na otú ndụ ya si gbanwee gosiri na Baịbụl na-agbanwe ndụ mmadụ. Ya na Chineke dịzi ná mma ugbu a.

M Na-ewebu Iwe Ọkụ, Na-alụkwa Ọgụ

Olee ihe mere ka onye na-alubu ogu okporo ámá n’obodo Meksiko ji gbanwee mewe ihe ọma?

Mee Ka Obi Ruo M Ala Naanị Otu Afọ

Ihe Alain Broggio gụtara na 1 Jọn 1:9 mere ka o kpebie ịgbanwe ndụ ya.

Echekwa M na M Na-ekpori Ndụ

Pawel Pyzara na-eme ihe ike, aṅụ ọgwụ ike, na-agụkwa akwụkwọ iji bụrụ ọkàiwu. Ma ndụ ya gbanwere mgbe ya na ụmụ nwoke asatọ lụchara ọgụ.

Ndụ M Bịara Na-aka Njọ

Stephen McDowell bụ nwa okorobịa na-emebu ihe ike, ma o kpebiri ịgbanwe ndụ ya mgbe ndị òtù ya gburu mmadụ n’oge ọ na-esoghị ha.

Ọ Bịara Doo M Anya na Jehova Na-eme Ebere Ma Na-agbaghara Mmehie

Igwu ndị mmadụ wayo riri Normand Pelletier ahụ́ ka ebe ọgwụ ọjọọ riri mmadụ ahụ́. Ma, anya mmiri gbara ya mgbe ọ gụrụ otu ihe e dere na Baịbụl.

Anaghị M Achọ Iji Anya Ahụ Ebe Ndị Mmadụ Na-emegbu Ibe Ha

Antoine Touma bụ aka ochie n’ịgba karat, ma ihe e dere na 1 Timoti 4:8 mere ka ọ gbanwee ndụ ya.

M Na-eji Égbè M Aga Ebe Ọ Bụla M Na-aga

Annunziato Lugarà nọbu n’òtù ndị na-eme ihe ike, ma ndụ ya gbanwere mgbe ọ gara n’ebe Ndịàmà Jehova na-amụ ihe.

“Ọtụtụ Ndị Kpọburu M Asị”

Mụta otú ịmụ Baịbụl si mee ka otu nwoke na-eme ihe ike ghọọ onye na-eme udo.

Egwuregwu, Egwú, na Ntụrụndụ

Ọ Dị Ka Ụwa Ò Zuuru M

Stéphane bụ nwa okorobịa a ma ama, ịkụ egwú mere ka ọ bụrụ ọgaranya. Ọ dị ka ihe niile ò zuuru ya, ma ọ naghị enwe obi ụtọ. Gịnị nyeere ya aka?

E Nwetala M Ihe Nrite Kacha Ihe Nrite Niile

Olee ihe mere onye ji ịkụ tenis mere aka ọrụ ji ghọọ onye ozi oge niile na-akụziri ndị mmadụ Baịbụl?

“Ịgba Karat Na-atọ M Ụtọ”

Erwin Lamsfus jụrụ otu enyi ya, sị, “Ì chetụla banyere ihe mere e ji kee anyị?” Ihe ọ zara ya gbanwere ndụ ya.

Mbọ M Gbara Ibi Ndụ Dị Mma Kụrụ Afọ n’Ala Ọtụtụ Ugboro

Gụọ ihe a ka ị mata ihe nyeere Josef aka ịkwụsị ile ndị gba ọtọ, obi eruwezie ya ala.

“Àgwà M Jọgburu Onwe Ya”

N’agbanyeghị na Esa na-eme nke ọma n’egwú ọ na-akụ, ọ na-adị ya ka ndụ ya abaghị uru. Gụọ akụkọ a ka ị hụ otú onye a na-akụ egwú rọk si bido inwe obi ụtọ ná ndụ.

Ife Jehova Na-eme Ka mmadụ Dị Ike

Otu amaokwu Baịbụl mere ka obi sie Hércules ike na ọ ga-akwụsịli ịna-ewe iwe ọkụ ma na-ejide onwe ya, na-ahụkwukwa ndị ọzọ n’anya.

E Nweghị Ihe Na-atọ M Ụtọ Ka Ịkụ Bezbọl.

E nweghị ihe na-echubu Samuel Hamilton ụra ka ịkụ bezbọl. Ma, Baịbụl ọ mụwara gbanwere ndụ ya.

Nkwa Chineke Kwere na Ọ Ga-eme Ka Ụwa Ghọọ Paradaịs Mere Ka Ndụ M Gbanwee

Ivars Vigulis ghọrọ onye a na-anụ aha ya ebe niile, ndị mmadụ na-etokwa ya. Ịgba ọgba tum tum ọnwụ ọnwụ na-atọkwa ya ụtọ. Ma, olee otú ihe Baịbụl na-akụzi si gbanwee ndụ ya?