Gaa n'Isiokwu

Ime Ihe Ndị Anyị Chọrọ Ime n’Ozi Jehova

Ndịàmà Jehova achọpụtala na ịmụ Baịbụl na-eme ka okwukwe ha na-esikwu ike, nakwa na ọ na-enyere ha aka ime ihe ndị ha chọrọ ime n’ozi Chineke.

Cameron Matara Ihe Kacha Mma Mmadụ Nwere Ike Iji Ndụ ya Mee

Ị̀ chọrọ ibi ndụ ga-abara gị uru? Lee vidio a ka ị hụ ihe Cameron kọrọ gbasara otú o si bie ndụ bara uru n’obodo ọzọ.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha

Ọtụtụ ụmụnna nwaanyị ndị jerela ozi ná mba ọzọ nweburu obi abụọ ma hà ga-emelikwa ya. Gịnị nyeere ha aka ịkata obi? Gịnịkwa ka ha mụtarala?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Bọlgeria

Olee ihe ụfọdụ nwere ike ịna-echegbu mmadụ ma ọ chọọ ịkwaga obodo ọzọ ikwusa ozi ọma?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Gana

E nwere ọtụtụ nsogbu ndị na-eje ozi n’ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma na-enwe. Ma Chineke na-agọzikwa ha.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Gayana

Olee ihe ndị bara uru anyị ga-amụta n’aka ndị a gara ebe a chọkwuru ndị na-ekwusa ozi ọma? Olee otú ihe ndị ị mụtara nwere ike isi nyere gị aka ịkwadebe ịga ozi ọma ná mba ọzọ ma ọ bụrụ na ọ na-agụ gị agụụ ime otú ahụ?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Madagaska

Ihe a bụ ụfọdụ ụmụnna ndị wepụtara onwe ha iji kwusaa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile na Madagaska.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Maịkronishia

Ndị si mba ọzọ bịa na-eje ozi n’agwaetiti ndị a dị n’Oké Osimiri Pasifik na-enwekarị nsogbu atọ. Olee otú ha si emeri nsogbu ndị ahụ?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Mianmaa

Olee ihe mere ọtụtụ Ndịàmà Jehova ji hapụ obodo ha gaa ka ha nye aka ikwusa ozi ọma na Mianmaa?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Niu Yọk

Gịnị mere di na nwunye nwere ezigbo ego ji si ná nnukwu ụlọ ha kwaga n’otu ọnụ ụlọ?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Nọọwee

Olee otú otu ajụjụ si mee ka otu ezinụlọ kwaga ebe a chọkwuru ndị nkwusa?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Filipinz

Chọpụta ihe mere ụfọdụ ndị ji gbaa arụkwaghịm n’ọrụ ha, ree ihe ndị ha nwere, ma na-ebi ndụ ka ndị ogbenye na Filipinz.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Rọshịa

Gụọ banyere ndị lụrụ di na nwunye na ndị nke na-alụbeghị kwagara Rọshịa ije ozi n’ebe e nwere mkpa ka ukwuu. Ha mụtara ịna-atụkwasịkwu Jehova obi.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Taịwan

Ihe karịrị otu narị Ndịàmà Jehova akwatala n’ebe a a chọkwuru ndị nkwusa. Gụọ ihe ndị ha kọrọ na ihe ndị nyeere ha aka ịna-eje ozi ha.

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Tọki

N’afọ 2014, e kwusara ozi ọma pụrụ iche na Tọki. Gịnị mere e ji hazie ya? Olee uru ọ bara?

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka

Gịnị mere ụfọdụ ndị ji si Yurop kwaga n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka? Oleekwa uru ha ritere?

Anyị Kpebiri Ilegide Anya Otu Ebe

Otu okwu e kwuru ná mgbakọ mere ka otu nwanna na nwunye ya bi na Kolombia lebagharịa anya n’ihe kacha ha mkpa ná ndụ

Mkpebi M Mere Mgbe M Bụ Nwatakịrị

Otu nwatakịrị nwoke si Kolọmbọs, Ohayo, dị n’Amerịka kpebiri ịmụ asụsụ Kambodian. N’ihi gịnị? Olee otú ihe a o mere si mechaa baara ya uru?