Gaa n'Isiokwu

Idi Nsogbu

Ndịàmà Jehova achọpụtala na ịda ọrịa ma ọ bụ inwe nkwarụ ekwesịghị ime ka ha kwụsị ịna-enwe ọṅụ ná ndụ ma ọ bụ mee ka ike ụwa gwụ ha.

Ọ Bụ A Kwaa A Kwụrụ n’Agbanyeghị Ọrịa Ọjọọ Bịara Ya

Virginia arịala ọrịa mere ka ahụ́ ya kpọnwụọ ihe ruru iri afọ abụọ na atọ. Ma olileanya o nwere ná nkwa ndị Chineke kwere na-akasi ya obi ma na-agba ya ume.

Ọ Bụ Ijere Chineke Ozi Na-agwọ Ya

Kemgbe a mụrụ Onesmus, ọ na-arịa ọrịa ọkpụkpụ. Ọkpụkpụ ya esighị ike. Olee otú nkwa Chineke kwere na Baịbụl si gbaa ya ume?

Ọrịa M Na-arịa Emeghị Ka Ike Gwụ M

Otu nwaanyị ọrịa mere ka ọ nọrọ n’oche ndị ngwọrọ nwetara “ike karịrị ike nkịtị” n’ihi okwukwe ya.

Jehova Emeerela M Ihe Ọma Na-erughịrị M

Mgbe Félix Alarcón nwechara ihe mberede okporo ụzọ nke mere ka ahụ́ ya kpọnwụọ, si n’olu ruo n’ụkwụ, ọ matara na ndụ ọ dị bara uru.

Ịbịaru Chineke Nso Dị M Mma

Sarah Maiga kwụsịrị ito mgbe ọ dị afọ itoolu, ma o meghị ka ọ ghara ịmụta banyere Jehova.

“Ebe Ọ Bụ na Kingsley Mere Ya, M Ga-emeli Ya”

Kingsley bụ onye Siri Lanka. O meriri nsogbu ndị tara akpụ iji mee ihe omume ga-ewe naanị nkeji ole na ole.

Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ

Nwanna James Ryan bụ otu n’ime Ndịàmà Jehova. Ọ dara ogbi kemgbe a mụrụ ya, e mechaa ya ekpuo ìsì. Olee ihe nyeere ya aka ịna-enwe obi ụtọ?

Ịda Ogbi Emeghị Ka M Ghara Ịkụziri Ndị Ọzọ Ihe

Walter Markin dara ogbi. Ma, o ji obi ụtọ na-ejere Jehova Chineke ozi.

Anya Jairo Na-enyere Ya Aka Ife Chineke

N’agbanyeghị na Jairo nwere ọrịa ụbụrụ nke mere ka ọ bụrụ naanị anya ya ka ọ na-emegharịli n’ahụ́ ya, obi dị ya ụtọ na ndụ ọ dị bara uru.

Otú M Si Mụta Eziokwu Dị na Baịbụl n’Agbanyeghị na Enweghị M Aka

Otu ọdachi akwarụọ otu nwokorobịa na-ekweghị na Chineke, ma, e mechaa nwee ihe mere o ji kwere na Chineke dị.