Gaa n'Isiokwu

Oge I Ji Ezu Ike

I nwere ike iji oge i ji atụrụ ndụ zuo ike ma ọ bụkwanụ mee ihe ga-eme ka ike gwụkasịa gị ahụ́. Mụta otú ị ga-esi jiri oge i ji ezu ike mee ihe ndị ga-abara gị ezigbo uru.

È Nwere Ihe Ụdị Egwú M Na-akpọ Mere?

Ebe ọ bụ na egwú na-akpa ike, mụta otú ị ga-esi họrọ nke ga-abara gị uru.

Ihe Unu Ga-akparịta Banyere Egwú

Olee otú ụdị egwú ị na-ege na-adị ndị mụrụ gị? Olee otú egwú na-amasị ndị mụrụ gị na-adị gị? Dejuo akwụkwọ a, gị na ha jiri ya kparịta ụka.

Egwuregwu Ndị M Na-egwu na Kọmputa Na n’Ekwentị

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma ma egwuregwu ndị ị na-egwu na kọmputa na n’ekwentị hà dị mma.

Gị na Egwuregwu Vidio, Ònye Na-emeri Ibe Ya?

Egwuregwu vidio nwere ike ịna-atọ gị ụtọ. Ma, o nwekwara ike ịkpatara gị nsogbu. Olee otú ị ga-esi zere nsogbu ndị o nwere ike ịkpata ma ghọọ onye mmeri n’ìhè?

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Mmega Ahụ́

Mmega ahụ́ nwere ike ime ka ị mụta otú gị na ndị ọzọ ga-esi na-emekọrịta ihe ma na-ekwurịta okwu. Ma, mmega ahụ́ ò kwesịrị iso n’ihe ndị kacha mkpa ị na-eme ná ndụ?

Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Egwuregwu?

Leruo ụdị egwuregwu ị na-egwu anya, otú i si egwu ya na awa ole ọ na-ewe gị.

Egwuregwu Ndị Nwere Ike Ịta Isi Mmadụ Ọ̀ Dị Mma?

Ọtụtụ ndị na-eto eto na-enwetakarị obi ụtọ pụrụ iche ma ha mee ihe ndị dị ize ndụ. Ọ̀ na-agụ gị iso mee ụdị ihe ndị a?

Mara Mgbe I Kwesịrị Ịrụ Ọrụ na Mgbe I Kwesịrị Igwu Egwu

Ị̀ na-ebu ụzọ awụnye okwute ka ị̀ na-ebu ụzọ awụnye ájá?

Ime Anwansi Ọ̀ Dị Njọ?

Ọtụtụ ndị na-enwe mmasị n’ịgụ kpakpando, ná ndị nwụrụ anwụ a sị na ha pụtara na-emenye ndị mmadụ ụjọ, nakwa ịta amusu. Ma, è nwere nsogbu ndị i kwesịrị ịma gbasara ha?

Ọ̀ Na-adị Gị Ka Papa Gị na Mama Gị Agaghị Ekwe Gị Gaa Kporie Ndụ?

M̀ kwesịrị izoro ezoro gaa kporie ndụ, ka m̀ kwesịrị ibu ụzọ gwa papa m na mama m?