NDỊ NA-ETO ETO

Mmekọahụ

Igbo
Mmekọahụ
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011749/univ/wpub/1011749_univ_sqr_xl.jpg

Mmekọahụ

Inwe mmekọahụ adịghị njọ, ma anyị kwesịrị ịna-ejide onwe anyị ma agụụ mmekọahụ gụwa anyị. Olee otú ị ga-esi na-ejide onwe gị n’ụwa a mmekọahụ na-agba ndị mmadụ ara?

Harassment and Assault

Gịnị Ka M Ga-eme Ma Mmadụ Gwusawa M Egwuregwu Iberiibe?

Chọpụta ihe bụ́ egwuregwu iberiibe na ihe ị ga-eme ma e gwusawa gị ya.

Ihe Ndị Na-eto Eto Kwuru Gbasara Egwuregwu Iberiibe

Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị na-eto eto ise kwuru gbasara egwuregwu iberiibe na ihe mmadụ ga-eme ma e gwusawa ya ụdị egwuregwu ahụ.

Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Imetọ Mmadụ?​—Nke 2: Otú Ị Ga-esi Enweta Onwe Gị

Gụọ ihe ndị e metọrọ mgbe ha dị obere kwuru nyeere ha aka inweta onwe ha.

The Bible’s View

Otú Ị Ga-esi Akọwara Mmadụ Ihe I Kweere Banyere Mmekọahụ

A ga-enwerịrị ihe ga-eme ka onye ọ bụla n’ime anyị kọwaa ihe ndị o kweere. Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ikwetasị ike n’ihe ndị i kweere, ọ ga-enyekwara gị aka ịma otú ị ga-esi akọwara ya ndị ọzọ.

Ọ̀ Dị Njọ Nwoke Idina Nwoke ma Ọ Bụ Nwaanyị Idina Nwaanyị?

Baịbụl ò kwuru na ụmụ nwoke ndị na-edina ụmụ nwoke ibe ha ma ọ bụ ụmụ nwaanyị ndị na-edina ụmụ nwaanyị ibe ha bụ ndị ọjọọ? Mmadụ ò nwere ike ịna-eme ihe dị Chineke mma n’agbanyeghị na ọ na-agụ ya agụụ ka ya na ụmụ nwoke ibe ya nwee mmekọahụ?

Ọ Bụrụ na Ọ Na-agụ Gị Agụụ Ka Gị na Nwoke Ibe Gị Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ibe Gị Nwee Mmekọ, Ọ̀ Pụtara na Ị Ga-enwerịrị Ya?

Ọ bụrụ na ọ na-agụ gị agụụ ka gị na nwoke ibe gị ma ọ bụ nwaanyị ibe gị nwee mmekọahụ, gịnị ka i kwesịrị ime?

Maintaining Virtue

Olee Otú M Ga-esi Merie Ndị Na-anwa M Ka M Kwaa Iko?

Ihe atọ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka imeri ọnwụnwa.

Olee Otú M Ga-esi Ghara Ịna-echekarị Gbasara Mmekọahụ?

Olee ihe ndị bara uru i nwere ike ime ma ihe gbasara mmekọahụ gbata gị n’uche?

Ì Kwesịrị Ikwe Nkwa Na Ị Gaghị Enwe Mmekọahụ?

Ọ̀ ga-enyere gị aka izere inwe mmekọahụ tupu ị lụọ di ma ọ bụ nwunye?

Mee Ka Obi Sie Gị Ike na Ịnọ n’Amaghị Nwoke ma Ọ Bụ Nwaanyị Dị Mma

Akwụkwọ a e ji edetu ihe nwere ike inyere gị aka ime ezigbo mkpebi, a sịgodị na ndị ọgbọ gị chọrọ ka i mee ihe na-adịghị mma.

Gịnị Ka M Kwesịrị Ịma Banyere Izigara Ndị Ọzọ Ozi Iberiibe?

È nwere ndị na-enye gị nsogbu ka i zitere ha ozi iberiibe? Olee nsogbu ndị izigara mmadụ ozi iberiibe na-akpata? Ọ̀ bụ naanị otú na-enweghị ihe o mere e si achụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị?

Ihe Ga-enyere Gị Aka Izere Ile Ndị Gba Ọtọ

Itinye ihe ga-eme ka ndị gba ọtọ ghara ịpụta na kọmputa gị abụghị ebe okwu biri. Lee ihe ndị ọzọ ị ga-eme.

Ile Ndị Gba Ọtọ Ò riela Gị Ahụ́?

Baịbụl ga-enyere gị aka ịghọta otú Chineke si were ile ndị gba ọtọ.

Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa?

Chọpụta ihe atọ dị mkpa ga-enyere gị aka ka ị ghara ime ihe ọjọọ nwere ike ịgụ gị agụụ.

Otú Ị Ga-esi Na-ezere Ọnwụnwa

Onye ọ bụla kwesịrị ịna-ezere ọnwụnwa. Gụọ ihe isii ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ezere ọnwụnwa.

Otú Ị Ga-esi Merie Ọnwụnwa

Mgbe a nwara Josef ka ọ kpaa àgwà ọjọọ, gịnị mere o ji jụ?