Akụkọ Gbasara Ndịàmà Jehova
Ndịàmà Jehova na-agbalị ike ha niile ịhụ na ọ bụ Okwu Chineke na-eduzi ha n’ihe niile ha na-eme ná ndụ, ma n’ihe ha na-eche n’echiche, ma n’otú ha si ekwu okwu, ma n’otú ha si eme omume. Chọpụta otú Okwu Chineke sirila gbanwee ndụ ha na ndụ ndị nọ ha nso.
ỤLỌ NCHE
Ha Ji Baịbụl Zaa Ajụjụ Niile M Jụrụ Ha
Isolina Lamela bụ onye sista, bụrụkwa onye Kọmunist. Ma, ike ịbụ sista na ịbụ onye Kọmunist gwụrụ ya. Ndịàmà Jehova mechara bịa n’ụlọ ya ma jiri Baịbụl nyere ya aka ka ndụ ya nwee isi.