Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl

A haziri akwụkwọ a otú ị ga-eji ya na-amụ Baịbụl n’onwe gị. Ọ bụ otu n’ime ụzọ anyị si akụziri ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego.

Sorry, there are no terms that match your selection.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

Ndịàmà Jehova anaghị ana ego iji na-amụrụ mmadụ Baịbụl, i nwekwara ike iji Baịbụl nke masịrị gị ma unu mụwa ya. I nwedịrị ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro mụọ.