Ihe Gbasara Betel Anyị

IHE GBASARA BETEL ANYỊ

Ebe Anyị Na-egosi Baịbụl Dị Iche Iche

Kemgbe ụwa, Jehova Chineke mere ka ụmụ mmadụ mara aha ya. Lee vidio a ka ị hụ mbọ ndị sụgharịrị Baịbụl iche iche gbara iji hụ na aha Chineke dị na Baịbụl.

Akara Watchtower Bụ Ihe E Ji Mara Bruklin Kemgbe

Ọ karịala afọ iri anọ akara a dịwara n’elu ụlọ Ndịàmà Jehova ji mere isi ụlọ ọrụ ha na Niu Yọk Siti. Ndị mmadụ jikwa ya mara ụlọ ọrụ ha.

E Bukọtala Ụfọdụ Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova Ọnụ

Gụọ ihe a ka ị mata ihe abụọ mere Ndịàmà Jehova ji bukọta ihe karịrị alaka ụlọ ọrụ ha iri abụọ.