Gaa n'Isiokwu

Ebe Anyị Na-egosi Baịbụl Dị Iche Iche

Ebe Anyị Na-egosi Baịbụl Dị Iche Iche

Lee vidio a ka ị mata ihe mere anyị ji mepee ebe anyị na-egosi Baịbụl dị iche iche n’isi ụlọ ọrụ anyị. Ọ ga-emekwa ka ị mata mbọ a gbara iji hụ na aha Chineke dị na Baịbụl.