Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

ỤMỤAKA DỊ AFỌ ATỌ GBADAWA

Kelechi nụrụ na ahụ́ adịghị otu enyi ya.

Ya ekwuo, sị: “Ama m ihe m ga-eme.

M ga-edegara ya akwụkwọ ozi ka obi dị ya ụtọ, ya agbakee. M dechaa ya, m ga-ewere ya gaa nye ya!”

Meere mmadụ ihe ọma, gị na onye ahụ ga-enwe obi ụtọ! 1 Pita 3:8

IHE NDỊ NNE NA NNA GA-EME

Gwa nwa gị ka o gosi gị:

Ụlọ Tebụl Kelechi

Anyanwụ Nnụnụ Osisi

Kọọrọ nwa gị maka otu onye ọ ma nke ahụ́ na-adịghị, kọọkwara ya ihe unu abụọ ga-eme ka obi tọọ onye ahụ ụtọ.