ỤLỌ NCHE Ọgọst 2012 Gịnị Mere O Ji Dị Mkpa Ka I Nwee Mmasị n’Ọrụ Ebube? Ọ̀ Bụ Eziokwu na Ọrụ Ebube Na-eme Eme?—Ihe Atọ Ndị Mmadụ Na-ekwukarị Ì Kwesịrị Ikwere na Ọrụ Ebube Ndị A Kọrọ na Baịbụl Mere Eme? Ọrụ Ebube Ndị Chineke Ga-arụ n’Oge Na-adịghị Anya Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ Ọ̀ Na-ewute Chineke na M Na-aṅụ Sịga? Olee Mgbe Jizọs Ghọrọ Eze? Ihe Ndị Mere n’Oge Baịbụl—Onye Na-akụ Azụ̀ Ihe Onyeàmà Jehova na Onye Agbata Obi Ya Kparịtara—Ndị Ezi Omume Niile Hà Ga-aga Eluigwe? Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl Ị̀ Maara? Jehova Kpọrọ Mmegbu Asị Ndị Na-agbachitere Eziokwu