Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2016

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2016
  • Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 89

  • Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 240

  • Ọgbakọ Niile: 119,485

  • Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 20,085,142

  • Ndị Tara Achịcha: 18,013

  • Ọnụ Ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa: 8,340,847

  • Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 8,132,358

  • Pasent O Ji Karịa nke 2015: 1.8

  • Ndị E Mere Baptizim: 264,535

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 459,393

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Kwa Ọnwa: 1,157,017

  • Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,983,763,754

  • Nkezi Ọmụmụ Baịbụl Kwa Ọnwa: 10,115,264

N’afọ ije ozi 2016, Ndịàmà Jehova ji ihe karịrị ijeri naịra iri isii na asaa, na nde naịra abụọ na nde iri isii na otu, otu narị puku naịra na puku iri anọ lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta sekit n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi. Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị puku iri na itoolu, narị asatọ na iri na asatọ. Ha niile na-eje ozi oge niile pụrụ iche.