Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2017

Gụọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ezi na Jọjia nakwa n’ụwa niile.

Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi

Ha kwuru na ha hụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ụwa niile n’anya, ma na-ekele ha.

Ilekwasị Anya n’Ikwusa Ozi Ọma n’Ụwa Niile

Olee ihe ndị jeburu ozi na Betel na-eme n’ebe e zipụrụ ha?

“Ahụtụbeghị M Ndị Agbata Obi Dị Ka Unu”

Na Mee 7 na 8 2016, ụfọdụ bịara legharịa anya n’ebe anyị dowere Baịbụl dị iche iche na Bruklin. O mere ka ọtụtụ ndị bi nso na Betel nụ ozi ọma.

Ọmụmụ Ihe Ọhụrụ A Na-akpọ Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ

N’ọnwa Jenụwarị afọ 2016, a gbanwere ọmụmụ ihe ndị anyị na-enwe n’ime izu n’ụwa niile

Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova ‘Na-agba Anyị Ume’

A malitere ime Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova n’afọ 2014. Ugbu a, a na-eme ya n’ihe karịrị asụsụ iri itoolu. Olee ihe ọtụtụ ndị na-ele ya kwurula?

Alaka Ụlọ Ọrụ Anyị Ndị E Nyefere Jehova

Obi tọrọ Ndịàmà Jehova nọ n’Aminia na Kegịstan ezigbo ụtọ mgbe a na-enyefe Jehova alaka ụlọ ọrụ anyị dị n’obodo ha.

Ikpe Gbasara Ndịàmà Jehova nke Afọ 2016

Olee ikpe Ndịàmà Jehova kpere n’ụlọikpe dị iche iche n’afọ 2016?

Ihe Ndị Mere n’Ebe Dị Iche Iche n’Ụwa

Ihe ọhụrụ Ndịàmà Jehova nọ na Jamanị, Beliiz, Burundi, Nepal, Ịtali, Ajentina,Yuganda, Kongo (Kinshasa) na Papụa Niu Gini rụzuru.

Afrịka

Gụọ ihe ndị a kọrọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa. Ị ga-ahụ akụkọ ndị e si Siera Lion, Laịberịa, Gini-Bisaụ, Malawi, Togo, na Gana nweta.

Amerịka na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu

Ihe ndị a kọrọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa na Meksiko, Amerịka, Brazil, Venezuela, na Heiti.

Eshia

Akụkọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa na Họng Kọng, Siri Lanka, Filipinz, na Mọngolịa.

Yurop

Gụọ akụkọ ụfọdụ si n’Azebaịjan, Briten, Bọlgeria, Jọjia, Denmak, Họngaria, Nọọwee, na Yukren.

Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik

Ihe ndị a kọrọ na ihe ndị mere na Gụwam, Niu Kaledonia, Ọstrelia, Papụa Niu Gini, na Timọ-Lest.

Ihe Ndị Ị Ga-eburu n’Uche Gbasara Jọjia

Obodo Jọjia bụ ọmarịcha obodo dị n’akụkụ Osimiri Ojii. Gụọ ihe a kọrọ banyere ndị bi na ya, omenala ha, otú ala ya dị na asụsụ ha pụrụ iche.

1924-⁠1990​—⁠Ndị Mbụ Chọrọ Ịmụta Eziokwu

Ụfọdụ ndị obi na-atọ ụtọ n’ihi eziokwu ha mụtara bịara na Jọjia kwusaa ozi ọma Alaeze.

Ọmụmụ Ihe Mere Ka Okwukwe Ha Sikwuo Ike

Olee otú ọmụmụ ihe na akwụkwọ anyị ndị e dere n’asụsụ Jọjin si mee ka ọtụtụ ndị batakwuo n’ọgbakọ ka oge na-aga?

Achọrọ M Ịgbanwe Otú M Si Ebi Ndụ

Mgbe Davit Samkharadze kwụsịrị ọrụ amị, ọ rịọrọ Chineke ka o nyere ya aka ịgbanwe otú o si ebi ndụ. N’echi ya, ya na Ndịàmà Jehova hụrụ.

Arịọrọ M Jehova Ka O Nyere M Aka Ime Mkpebi Dị Mma

Tupu Tamazi Biblaia akwaga n’obodo ọhụrụ, ọ rịọrọ Chineke ka o nyere ya aka ime mkpebi dị mma, o nyekwaara ya aka. WEB:OnSiteAdTitleArịọrọ M Jehova Ka O Nyere M Aka Ime Mkpebi Dị Mma

“N’ebe Chineke Nọ, Ihe Niile Kwere Omume”

Mgbe Natela Grigoriadis na-enyere ụmụnna ya aka ibi akwụkwọ anyị n’asụsụ Jọjin, e nwere nsogbu o chere na ọ gaghị ekwe omume imeri dapụtaranụ.

Baịbụl A Sụgharịrị n’Asụsụ Jọjin

E depụtaghachiri Baịbụl n’asụsụ Jọjin n’ihe dị ka narị afọ anọ na iri ise Oge Ndị Kraịst. Ha si na ya mụta ụfọdụ ihe ha na-ede ma na-eme.

“Ọ Bụ Chineke Na-eme Ka O Too.”​—⁠1 Kọr. 3:⁠6.

Mgbe obodo Jọjia malitere ịchị onwe ya, ọnụ ọgụgụ Ndịàmà Jehova mụbara nke ukwuu.

Ndị Okenye Amalite Ịzụ Ụmụnna

Mgbe ọchịchị ndị Kọmusit dachara, olee otú Ndịàmà Jehova si hazie ọgbakọ ha, ọmụmụ ihe, mgbakọ, ma na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl?

Di M Akwụsịghị Ịgụ Ya Ruo Mgbe Ọ Gụchara Ya

Badri Kopaliani chọsiri ike ka ọ gụọ Baịbụl ọhụrụ ya. O ji abalị ole na ole ndị ọrụ ha nyere ya gụchaa ya.

Olee Ebe Unu Nọ Kemgbe?

Mgbe ọnwa asatọ gachara e mere Artur Gerekhelia baptizim, ọ hapụrụ ụlọ ya na ezigbo ọrụ ọ na-arụ gaa n’ebe a chokwuru ndị na-ekwusa ozi ọma.

M Chere na O Nweghị Ihe Kọrọ M

Nwanna Nwaanyị Madona Kankia nọbu n’Òtù Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị Ndị Kọmunist na Jọjia. Ma, o kpebiri iji ndụ ya eme ihe bara uru.

Ezigbo Ịhụnanya Anaghị Ada Ada

N’oge a na-alụ agha n’Abkazia, Igor Ochigava na Gizo Narmania nyeere ụmụnna ha na ndị ọzọ aka inweta ihe oriri na akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl.

M Ji Anya M Hụ Ihe Baịbụl Na-ekwu

Pepo Devidze weere Ndịàmà Jehova ka ndị ọjọọ. Ma mama ya gwara ya ka ọ ‘gaa jiri anya ya hụ ihe ha na-akụzi,’ ya emee ya.

Otú Jehova Si Gọzie Anyị ‘n’Oge Dị Mma na n’Oge Nsogbu.’​—⁠2 Tim. 4:⁠2.

Ọnụ ọgụgụ ndị nkwusa mụbara n’ime afọ ndị a, obere oge, nsogbu esi ebe a na-atụghị anya ya bịa.

Nsogbu A Na-enye Ha Emeghị Ka Ha Kwụsị Ife Jehova

Gịnị ka ndị mmadụ mere gbasara nsogbu ahụ a na-enye Ndịàmà Jehova na Jọjia?

“Nke A Bụ Ihe Nketa Nke Ndị Ohu Jehova.”​—⁠Aịza. 54:17.

Jehova gọziri ndị nkwusa gbasiri mbọ ike jekwuoro ya ozi.

Ha Chetara Onye Okike Ukwu Ha

Otu ụzọ n’ime ụzọ atọ nke ndị ọsụ ụzọ nọ na Jọjia agafebeghị afọ iri abụọ na ise.

Ụfọdụ Ndị Kọd Abata n’Ọgbakọ

Obi na-atọ ndị na-atụ egwu Chineke ụtọ ịnụ ozi ọma n’asụsụ ha.

Ha Hụrụ Ibe Ha n’Anya na Jọjia n’Agbanyeghị Mba Ha Si na Ya

Otú ụmụnna anyị si nyere ụmụnna nwaanyị abụọ aka mgbe a wara nwa nwa ha ahụ́ mere ka ha mata na anyị hụrụ ibe anyị n’anya.

Ihe Ndị Mere n’Otu Narị Afọ Gara Aga, Ya Bụ n’Afọ 1917

Ọnwụnwa bịaara ọtụtụ Ndị Mmụta Baịbụl n’afọ 1917. Ndị kwesịrị ntụkwasị obi nọgidere na-arụ ọrụ ka ihe ndị gbasara Alaeze Chineke na-aga aga.

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2016

Ihe dị n’akwụkwọ mgbaafọ a gosiri ihe Ndịàmà Jehova rụrụ n’ụwa niile n’afọ 2016.

Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Afọ Ije Ozi 2016

Akụkọ ozi Ndịàmà Jehova nke 2016​—⁠Ndịàmà Jehova ole e nwere, alaka ụlọ ọrụ ha, mba ha ziri ozi ọma, ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs na ihe ndị ọzọ